Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Lee, Nwoke Ahụ!”
    Ụlọ Nche—1991 | Jenụwarị 1
    • Ya mere, n’imere ha ihe ha chọrọ—n’ịchọkwa ime ihe ga-atọ ìgwè mmadụ ahụ ụtọ karịa ime ihe ọ maara na o ziri ezi—Paịlat tọhapụụrụ ha Barabas. Ọ kpọọrọ Jisọs, mee ka e yipụsịa ya uwe ma pịa ya ụtarị. Nke a abụghị ịpịa ụtarị nkịtị. Akwụkwọ bụ The Journal of the American Medical Association na-akọwa ihe omume ndị Rom nke ịpịa ụtarị, sị:

      “Ihe a na-ejikarị eme ihe bụ ụtarị dị mkpirikpi (flagrum ma ọ bụ flagellum) nke nwere ọtụtụ eriri akpụkpọ anụ nọ otu otu ma ọ bụ a kpara akpa nke ịdị ogologo ha dị iche iche, bụ́ ndị e kenyesịrị mkpụrụ ihe ígwè ma ọ bụ iberibe ọkpụkpụ atụrụ ndị dị nkọ n’ebe dị iche iche. . . . Ka ndị agha Rom na-eji ike ha nile na-apịa mmadụ ihe ahụ n’azụ ugboro ugboro, mkpụrụ ihe ígwè ndị ahụ na-akpata mmerụahụ dịgasị omimi, eriri akpụkpọ anụ na ọkpụkpụ atụrụ ndị ahụ ga-akawasịkwa akpụkpọ ahụ onye ahụ ma kabanye n’ime ahụ. Mgbe ahụ, ka ịpịa ụtarị ahụ na-aga n’ihu, mmerụ ahụ ndị ahụ ga-abanye n’ime uru ahụ ndị dị n’okpuru akpụkpọ ahụ wee na-adọkapụtasị iberibe anụ ahụ ndị na-agba ọbara.”

  • “Lee, Nwoke Ahụ!”
    Ụlọ Nche—1991 | Jenụwarị 1
    • Ọ bụ ezie na e merụsịwo ya ahụ nke ukwuu, n’ebe a ka onye kasị pụta ìhè n’akụkọ ihe mere eme nile na-eguzo, n’ezie nwoke kasị ukwuu nke dịworo ndụ mgbe ọ bụla! Ee, Jisọs gosiri ịdị ùgwù na ịdị nwayọọ nke na-egosipụta ịdị ukwuu nke ọbụna Paịlat na-aghaghị ịnakwere, n’ihi na o yiri ka okwu ya ọ̀ bụ ngwakọta nke ma nsọpụrụ ma obi ebere. Jọn 18:39–19:5; Matiu 27:15-17, 20-30; Mak 15:6-19; Luk 23:18-25.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya