Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ị Bara Uru n’Anya Chineke!
    Teta!—1999 | Jun 8
    • Dị ka ihe atụ, n’ime ihe atụ iji gosi uru onye ọ bụla n’ime ndị na-eso ụzọ ya bara, Jisọs kwuru, sị: “Á dịghị ere egwele abụọ n’otu penny? ma otu n’ime ha agaghị ada n’ala ma Nna unu ekweghị: ma ọbụna agịrị isi nile nke isi unu ka a gụworo. Ya mere, unu atụla egwu; ọnụ ahịa unu onwe unu karịrị nke ọtụtụ egwele.” (Matiu 10:29-31) Tụlee ihe okwu ndị ahụ na-aghaghị ịpụta nye ndị na-ege Jisọs ntị na narị afọ mbụ.

  • Ị Bara Uru n’Anya Chineke!
    Teta!—1999 | Jun 8
    • Ị̀ ghọtara isi ihe dị n’ihe atụ ahụ na-enye obi ụtọ nke Jisọs? Ọ bụrụ na Jehova na-ewere ọbụna ụmụ obere nnụnụ dị ka ihe ndị bara uru, lee ka ọ na-aghaghị isi hụ ndị ohu ya nọ n’elu ala n’anya karị! Jehova ma onye ọ bụla n’ime anyị n’etiti ìgwè mmadụ. Onye nke ọ bụla n’ime anyị bara uru otú ahụ n’anya Jehova nke na ọ na-arịba ọbụna ihe kasị nta banyere anyị ama—ọ gụrụ agịrị isi anyị nile ọnụ n’otu n’otu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya