-
Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ọrịa Ndị Zuru Ụwa Ọnụ?Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
-
-
Baịbụl ò kwuru na a ga-enwe ọrịa ndị zuru ụwa ọnụ?
O nweghị ọrịa ọ bụla na-efe efe zuru ụwa ọnụ Baịbụl kpọrọ aha. Dị ka ihe atụ, Baịbụl akpọghị koronavaịrọs, ọrịa o biri n’ájá ọcha, ma ọ bụ ọrịa inflenza aha. Ma, o kwuru na a ga-enwe “ọrịa na-efe efe” na “ajọ ọrịa.” (Luk 21:11; Mkpughe 6:8) Ha so n’ihe ndị na-egosi na anyị bi “n’oge ikpeazụ,” nke a na-akpọkwa “ọgwụgwụ usoro ihe a.”—2 Timoti 3:1; Matiu 24:3.
-
-
Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ọrịa Ndị Zuru Ụwa Ọnụ?Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
-
-
Luk 21:11: ‘A ga-enwe ọrịa na-efe efe.’
Ihe ọ pụtara: Ọrịa dị n’ebe dị iche iche n’ụwa so n’ihe ndị na-egosi na anyị bi n’oge ikpeazụ.
-