Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nsụgharị “New World Translation”—E Dere Ya nke Ọma na n’Ụzọ Eziokwu
    Ụlọ Nche—1991 | Mach 1
    • Na Luk 4:18, dị ka ọ dị na New World Translation, Jisọs zoro aka n’onwe ya dị ka mmezu nke otu amụma dị n’Aịsaịa na-asị: “Mmụọ Jehova dị n’ahụ m.” (Aịsaịa 61:1) Ọtụtụ ndị na-ajụ ojiji e ji aha ahụ bụ Jehova mee ihe n’ebe a. Otú ọ dị, ọ bụ nanị otu n’ime ihe karịrị 200 ebe dị iche iche aha ahụ pụtara na New World Translation nke Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst, bụ́ nke a na-akpọ Agba Ọhụrụ. N’eziokwu, ọ dịghị ihe odide Grik ochie dịgidere ruo oge a nke “Agba Ọhụrụ” nke nwere aha ahụ Chineke nwere n’onwe ya. Ma e tinyere aha ahụ n’ime New World Translation n’ihi ihe ndị ezi uche dị na ha, ọ bụghị nanị n’ihi mkpali efu. Ndị ọzọ agbasowokwa otu ụzọ ahụ. Nanị n’asụsụ German, ọ dịkarịa ala nsụgharị 11 ji “Jehova” (ma ọ bụ “Yahweh,” nke bụ ide okwu Hibru ahụ dị ka asụsụ ha si dị) mee ihe n’ihe odide nke “Agba Ọhụrụ,” ebe ndị nsụgharị anọ tinyere aha ahụ n’ime akara ngebichi mgbe ha desịrị “Onyenwe anyị.”c Ihe karịrị 70 nsụgharị Bible n’asụsụ German ji ya mee ihe na ntụaka ala ala peji ma ọ bụ n’okwu nkọwa dị iche iche.

  • Nsụgharị “New World Translation”—E Dere Ya nke Ọma na n’Ụzọ Eziokwu
    Ụlọ Nche—1991 | Mach 1
    • c Johann Babor, Karl F. Bahrdt, Petrus Dausch, Wilhelm M. L. De Wette, Georg F. Griesinger, Heinrich A. W. Meyer, Friedrich Muenter, Sebastian Mutschelle, Johann C. F. Schulz, Johann J. Stolz, na Dominikus von Brentano. August Dächsel, Friedrich Hauck, Johann P. Lange, na Ludwig Reinhardt nwere aha ahụ n’ime akara ngebichi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya