Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jisọs Ezipụ Ndị Na-eso Ụzọ 70
    Ụlọ Nche—1998 | Mach 1
    • ỌBỤ n’oge opupu ihe ubi nke 32 O.A. Nanị ọnwa isii ka ọ fọrọ tupu ọnwụ Jisọs. N’ihi ya, iji mee ka ọrụ nkwusa ahụ gaa ọsọ ọsọ karị na inyekwu ụfọdụ n’ime ụmụazụ ya ọzụzụ, ọ họpụtara ndị na-eso ụzọ 70 wee “zipụ ha abụọ abụọ ka ha gaa n’ihu Ya baa n’obodo na ebe ọ bụla, ebe Ya onwe ya gaje ịbịa.”—Luk 10:1.a

      Jisọs zipụrụ ndị na-eso ụzọ ya “ka ha gaa n’ihu Ya” ka ndị mmadụ wee nwee ike ikpebi ngwa ngwa karị ma ha dịnyeere ma ọ bụ na-emegide Mesaịa ahụ mgbe Jisọs n’onwe ya mesịrị bịarute. Ma n’ihi gịnị ka o ji zipụ ha “abụọ abụọ”? Ihe àmà na-egosi na ọ bụ ka ha wee nwee ike ịgbarịta ibe ha ume mgbe ha zutere mmegide.

  • Jisọs Ezipụ Ndị Na-eso Ụzọ 70
    Ụlọ Nche—1998 | Mach 1
    • Dị ka ọ na-adịkarị, a na-ahụ Ndịàmà Jehova ka ha dị abụọ abụọ na-arụ ọrụ. Á pụghị ịrụzu ihe ka ukwuu ma ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ha na-arụ nanị ya? Ma eleghị anya. Ma, ndị Kraịst taa na-aghọta abamuru dị n’isoro onye kwere ekwe ibe ha na-arụkọ ọrụ. Ọ na-enye ọ̀tụ̀tụ̀ ụfọdụ nke nchebe mgbe a na-agba àmà n’ógbè ndị dị ize ndụ. Inwe onye ha so na-arụkọ na-enyekwara ndị ọhụrụ aka irite uru site na nkà nke ndị nkwusa ka nwee ahụmahụ n’ozi ọma ahụ. N’ezie, ha abụọ pụrụ ịgbarịta onwe ha ume.—Ilu 27:17.

  • Jisọs Ezipụ Ndị Na-eso Ụzọ 70
    Ụlọ Nche—1998 | Mach 1
    • a Ụfọdụ Bible na ihe odide Grik oge ochie na-ekwu na Jisọs zipụrụ ndị na-eso ụzọ “iri asaa na abụọ.” Otú ọ dị, e nwere ihe odide bara ụba na-akwado ọgụgụ bụ́ “iri asaa.” Ịdị iche a n’ọnụ ọgụgụ ekwesịghị ịdọpụ uche n’ihe bụ isi, na Jisọs zipụrụ ìgwè buru ibu nke ndị na-eso ụzọ ya ime nkwusa.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya