Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Ọ Dịtụbeghị Onye Ọzọ Si Otú A Kwuo Okwu”
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • Ụfọdụ ndị nụrụ ihe Jizọs kụziri kwuru, sị: “Onye a bụ n’ezie Onye Amụma Ahụ.” Ọ ga-abụ na onye amụma ha bu n’obi bụ onye amụma ahụ ka Mozis ukwuu nke e kwuru na ọ ga-abịa. Ndị ọzọ nọkwa na-ekwu, sị: “Onye a bụ Kraịst.” Ma, ndị ụfọdụ nọ na-ajụ, sị: “Kraịst ọ̀ ga-esi na Galili bịa? Ọ̀ bụ na Akwụkwọ Nsọ ekwughị na Kraịst ga-esi n’agbụrụ Devid, na ọ ga-esi na Betlehem bụ́ obodo nta ebe Devid biri?”—Jọn 7:40-42.

  • “Ọ Dịtụbeghị Onye Ọzọ Si Otú A Kwuo Okwu”
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • O nweghị ebe Akwụkwọ Nsọ kwuru na onye amụma ga-esi na Galili bịa. Ma, o kwuru ihe gosiri na Kraịst ga-esi na Galili bịa n’ihi na ọ sịrị na a ga-ahụ “oké ìhè” na “Galili nke ndị mba ọzọ.” (Aịzaya 9:1, 2; Matiu 4:13-17) Ihe ọzọ bụkwa na a mụrụ Jizọs na Betlehem bụ́ ebe e buru n’amụma na a ga-amụ Mesaya, Jizọs sikwa n’agbụrụ Devid bụ́ agbụrụ e buru n’amụma na Mesaya ahụ ga-esi abịa. Ọ bụ eziokwu na o nwere ike ịbụ na ndị Farisii macha ihe ndị a niile, ma ọ bụ ha kọọrọ ndị mmadụ ọtụtụ ihe na-abụghị eziokwu ha kweere banyere Jizọs.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya