-
Ònye Bụ Jizọs?Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
-
-
6. Ịmụ banyere Jizọs baara anyị uru
Baịbụl kwuru ihe mere ịmụ banyere Jizọs na ịmụ ihe Chineke chọrọ ka o mee ji dị ezigbo mkpa. Gụọnụ Jọn 14:6 na 17:3. Unu gụchaa ha, unu eleba anya n’ajụjụ a:
Gịnị mere ịmụ gbasara Jizọs ji dị mkpa?
Jizọs mepere ụzọ ga-eme ka anyị na Chineke bụrụ enyi. Ọ kụziri eziokwu gbasara Jehova, anyị nwekwara ike isi n’aka ya nweta ndụ ebighị ebi
-