Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Mkpụrụ Nke Mmụọ Nsọ” Na-ewetara Chineke Otuto
    Ụlọ Nche—2011 | Eprel 15
    • 3. (a) Olee otú anyị ga-esi ewetara Chineke otuto ma ọ bụrụ na anyị enwee “mkpụrụ nke mmụọ nsọ? (b) Olee ajụjụ ndị anyị ga-aza?

      3 Àgwà dị iche iche mmụọ nsọ na-eme ka anyị na-akpa yiri àgwà Jehova Chineke, bụ́ Onye nwe mmụọ ahụ. (Kọl. 3:9, 10) Jizọs mere ka a ghọta ihe mere Ndị Kraịst ji kwesị ịgba mbọ na-eṅomi Chineke mgbe ọ gwara ndịozi ya, sị: “A na-enye Nna m otuto na nke a, ka unu na-amị mkpụrụ dị ukwuu.”a (Jọn 15:8) Ka anyị na-agba mbọ inwe “mkpụrụ nke mmụọ nsọ” Chineke, a ga-ahụ ya n’otú anyị si ekwu okwu na n’otú anyị si akpa àgwà, bụ́kwanụ nke ga-ewetara Chineke anyị otuto. (Mat. 5:16) Olee otú mkpụrụ nke mmụọ nsọ si dị iche n’otú ụwa Setan si akpa àgwà? Olee otú anyị nwere ike isi na-enwe mkpụrụ nke mmụọ nsọ? Gịnị mere inwe mkpụrụ nke mmụọ nsọ nwere ike iji na-esiri anyị ike? Anyị ga-aza ajụjụ ndị a ka anyị na-atụle ihe atọ mbụ so ná mkpụrụ nke mmụọ nsọ, ha bụ, ịhụnanya, ọṅụ, na udo.

  • “Mkpụrụ Nke Mmụọ Nsọ” Na-ewetara Chineke Otuto
    Ụlọ Nche—2011 | Eprel 15
    • a Mkpụrụ Jizọs kwuru okwu ya bụ ma “mkpụrụ nke mmụọ nsọ” ma “mkpụrụ egbugbere ọnụ,” bụ́cha àjà Ndị Kraịst na-achụrụ Chineke mgbe ha na-ekwusa ozi ọma Alaeze.—Hib. 13:15.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya