Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Eze Alaeze Chineke Emeela Ka A Ghọtakwuo Ihe Gbasara Alaeze Ahụ
    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!
    • 3, 4. (a) Olee otú Jizọs si na-akụziri ezigbo ndị na-eso ụzọ ya ihe gbasara Alaeze Chineke? (b) Olee ihe ndị anyị ga-eleba anya na ha n’isiokwu a?

      3 Jizọs kwuru ihe ahụ e dere na Jọn 16:12 n’abalị ikpeazụ tupu e gbuo ya. Mgbe a kpọlitechara ya n’ọnwụ, olee otú ọ ga-esi na-akụziri ezigbo ndị na-eso ụzọ ya ihe banyere Alaeze Chineke? Ọ gwara ndịozi ya, sị: “Mmụọ nke eziokwu ahụ . . . ga-eduzi unu wee nyere unu aka ịghọta eziokwu niile.”a (Jọn 16:13) Anyị nwere ike ikwu na mmụọ nsọ bụ ihe Jizọs ji na-ezi anyị ihe nwayọọ nwayọọ. O ji ya na-akụziri anyị ihe ọ bụla anyị kwesịrị ịma gbasara Alaeze Chineke. Ọ na-akụziri anyị ihe ndị ahụ mgbe ọ ma na anyị ga-aghọtali ha.

  • Eze Alaeze Chineke Emeela Ka A Ghọtakwuo Ihe Gbasara Alaeze Ahụ
    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!
    • a Otu akwụkwọ e ji eme nchọnchọ kwuru na okwu Grik a kpọrọ “ga-eduzi” n’amaokwu a pụtara “igosi mmadụ ụzọ.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya