Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Ana M Arịọ Ka Siza Kpegharịa Ikpe M!”
    Ụlọ Nche—2001 | Disemba 15
    • Onyeisi Nchụàjà bụ́ Ananaịas, ndị okenye ndị Juu, na Tatọlọs boro Pọl ebubo n’ihu Filiks ịbụ ‘onye na-eme ka ihe ọjọọ baa ụba, onye na-akpalikwa mmadụ n’etiti ndị Juu ibili megide ndị isi.’ Ha zọọrọ na ọ bụ onyeisi nke “ịrọ òtù ndị Nazaret” nakwa na ọ nwara imerụ ụlọ nsọ ahụ.—Ọrụ 24:1-6.

  • “Ana M Arịọ Ka Siza Kpegharịa Ikpe M!”
    Ụlọ Nche—2001 | Disemba 15
    • Onyeisi Nchụàjà bụ́ Ananaịas, ndị okenye ndị Juu, na Tatọlọs boro Pọl ebubo n’ihu Filiks ịbụ ‘onye na-eme ka ihe ọjọọ baa ụba, onye na-akpalikwa mmadụ n’etiti ndị Juu ibili megide ndị isi.’ Ha zọọrọ na ọ bụ onyeisi nke “ịrọ òtù ndị Nazaret” nakwa na ọ nwara imerụ ụlọ nsọ ahụ.—Ọrụ 24:1-6.

  • “Ana M Arịọ Ka Siza Kpegharịa Ikpe M!”
    Ụlọ Nche—2001 | Disemba 15
    • Ndị Juu chere n’echiche na ihe Pọl kụziri abụghị okpukpe ndị Juu, ma ọ bụ okpukpe iwu kwadoro (religio licita). Kama nke ahụ, na e kwesịrị iwere ya dị ka nke iwu na-akwadoghị, ọbụna nke na-agba ọchịchị mgba okpuru.

      Ha zọkwaara na Pọl nọ ‘na-akpali mmadụ n’etiti ndị Juu nile n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ha bilie megide ndị isi.’ (Ọrụ 24:5) N’oge na-adịbeghị anya, Eze Ukwu Klọdiọs katọrọ ndị Juu nọ n’Aleksandria maka “ịkpali ihe otiti zuru ụwa ọnụ n’ụwa nile.” Myirịta dị n’etiti ha dị ịrịba ama. “Ebubo ahụ bụ kpọmkwem nke a ga-ebo onye Juu n’oge Ọchịchị Klọdiọs ma ọ bụ n’afọ ndị mbụ nke ọchịchị Nero,” ka ọkọ akụkọ ihe mere eme bụ́ A. N. Sherwin-White na-ekwu. “Ndị Juu nọ na-anwa ịkpali onye ọchịchị ahụ ịkọwa nkwusa Pọl dị ka nke ya na ịkpasu ọgba aghara n’ebe nile ndị Juu bi n’Alaeze Ukwu ahụ bụ otu ihe. Ha maara na ndị ọchịchị adịghị njikere ịma mmadụ ikpe nanị n’ihi ebubo ndị metụtara okpukpe, n’ihi ya, ha gbalịrị iji ihe ndị metụtara ọchịchị kwadoo ebubo ha ndị metụtara okpukpe.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya