Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Olee Otú Baịbụl Ga-esi Nyere Gị Aka?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 6. Ndị ọzọ ga-enyeliri anyị aka ịghọta Baịbụl

      Ọ bụ eziokwu na ọtụtụ ndị na-agụ Baịbụl n’onwe ha, ma, ha achọpụtala na ha na ndị ọzọ ikwurịta ya na-enyere ha aka ịghọta ya. Gụọnụ Ọrụ Ndịozi 8:26-31. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ a:

      • Olee ihe ga-enyere anyị aka ịna-aghọta Baịbụl?—Leruonụ anya n’amaokwu nke 30 na nke 31.

      Foto nke: 1. Ebe Filip, onye na-ekwusa ozi ọma, na-akọwara nwoke Etiopia ihe dị n’Akwụkwọ Nsọ. 2. Ebe Onyeàmà Jehova na otu nwaanyị na ụmụ ya abụọ na-amụ Baịbụl.

      Tupu otu nwoke Etiopia aghọta ihe ọ nọ na-agụ n’Akwụkwọ Nsọ, mmadụ nyeere ya aka. Taakwa, ọtụtụ ndị na-amụta ihe na-abara ha uru na Baịbụl ma ha na ndị ọzọ mụkọọ ya ọnụ

  • Olee Otú Baịbụl Ga-esi Nyere Gị Aka?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya