Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 | Elela Mmadụ Anya n’Ihu
    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze)—2022 | No. 1
    • Ihe Baịbụl Kwuru:

      “Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu. Kama ná mba ọ bụla, ọ na-anabata onye na-atụ egwu ya, nke na-emekwa ihe dị mma.”​—ỌRỤ NDỊOZI 10:​34, 35.

      Ihe Ọ Pụtara:

      Jehovaa Chineke anaghị eji obodo anyị, agbụrụ anyị, otú anyị na-acha ma ọ bụkwanụ omenala anyị ekpebi ụdị mmadụ anyị bụ. Kama, ihe ka ya mkpa bụ otú anyị si eche echiche na ihe ndị na-agụ anyị agụụ. N’eziokwu, “mmadụ na-ahụ ihe anya na-ahụ, ma Jehova na-ahụ ihe dị n’obi.”​—1 Samuel 16:7.

  • 1 | Elela Mmadụ Anya n’Ihu
    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze)—2022 | No. 1
    • Na mbụ, o siiri Titus ike iwepụ ịkpọasị n’obi ya. Ọ sịrị: “O siiri m ezigbo ike ịgbanwe otú m si eche echiche na otú m si eme omume.” Ma, ihe ọ mụtara n’Ọrụ Ndịozi 10:​34, 35 nyeere ya aka. Ebe ahụ kwuru na Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu.

      Olee uru ihe ọ mụtara baara ya? Ọ sịrị: “Ọ bịara doo m anya na okpukpe Ndịàmà Jehova bụ ezi okpukpe mgbe m hụrụ otú ha si ahụrịta ibe ha n’anya, n’agbanyeghị agbụrụ ha na ụcha akpụkpọ ahụ́ ha. Tupu mụ aghọọdị Onyeàmà Jehova e mere baptizim, otu onye ọcha anyị na ya nọ n’ọgbakọ kpọrọ m ka m bịa n’ụlọ ya rie ihe. Ọ dị m ka ọ̀ bụ ná nrọ. Mụ na onye ọcha anọtụbeghị ọdụ kwurịta okwu n’udo, ka ọ fọkwa ịga n’ụlọ ya rie ihe. Ugbu a, eso m n’ezigbo ụmụnna nọ n’ụwa dum.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya