-
Baịbụl Bụ Okwu Chineke Gwara AnyịNa-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
-
-
6. Akwụkwọ bụ́ maka mmadụ niile
O nwetụbeghị akwụkwọ ọzọ a sụgharịrịla ole a sụgharịrị Baịbụl. Ọ bụkwa ya bụ akwụkwọ ndị mmadụ kacha enweta. Gụọnụ Ọrụ Ndịozi 10:34, 35. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ ndị a:
Gịnị mere Chineke ji chọọ ka a sụgharịa Okwu ya n’ọtụtụ asụsụ, chọọkwa ka ọtụtụ ndị nweta ya?
Olee ihe na-amasị gị gbasara Baịbụl?
Ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ
mmadụ niile
nọ n’ụwa
ka Baịbụl dị n’asụsụ ha na-aghọta
Baịbụl dị n’ihe karịrị
asụsụ
3,000,
ụfọdụ zuru ezu, ụfọdụ ezughị ezu
Baịbụl niile e bipụtarala dị ihe dị ka
5,000,000,000,
e nweghịkwa akwụkwọ ọzọ hụrụla azụ ya anya
-
-
Nye Aka Mee Ka Ọgbakọ Dịrị n’OtuNa-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
-
-
4. Kwụsị ịkpa ókè
Anyị nwere ike na-agbara onye na-adịghị otú anyị dị ọsọ. Ma, anyị kwesịrị ịhụ ụmụnna anyị niile n’anya. Gịnị ga-enyere anyị aka? Gụọnụ Ọrụ Ndịozi 10:34, 35. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ ndị a:
Jehova na-anabata ụdị mmadụ niile ka ha bụrụ Ndịàmà ya. Olee otú ị ga-esi na-eme ka ya ma e nwee ndị na-adịghị otú ị dị?
Olee ụdị ókè a na-akpakarị n’ógbè unu? Gịnị mere ị ga-eji zere ya?
Gụọnụ 2 Ndị Kọrịnt 6:11-13. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ a:
Olee otú i chere i nwere ike isi hụkwuo ụmụnna dị iche iche n’anya?
-