-
Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Mba Ndị Ọzọ‘Ka Anyị Hụ Ezi Ala Ahụ’
-
-
Nwa oge mgbe Jizọs kwusịrị okwu ndị ahụ, ememe Pentikọst dọtara ndị Juu na ndị na-eso ụzọ ndị Juu site n’ebe nile Alaeze Ukwu Rom na-achị, site n’ógbè ndị e gosiri na map nke dị n’okpuru. Okwu Pita onyeozi gwara ha n’ụbọchị ahụ meghepụrụ ụzọ maka mgbasa dị ukwuu nke Iso Ụzọ Kraịst.—Ọrụ 2:9-11.
-
-
Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Mba Ndị Ọzọ‘Ka Anyị Hụ Ezi Ala Ahụ’
-
-
[Igbe dị na peeji nke 32]
HA SI . . .
Ndị Juu na ndị na-eso ụzọ ha bụ́ ndị nụrụ ozi ọma ahụ na Pentikọst nke 33 O.A., si Patia, Midia, Ilam, Mesopotemia, Judia, Kapadoshia, Pọntọs, Eshia, Frijia, Pamfilia, Ijipt, Libia, Rom, Krit, na Arebia. E mere ọtụtụ baptizim. Gịnị ka i chere ha mere mgbe ha laghachiri n’ebe obibi ha?
-
-
Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Mba Ndị Ọzọ‘Ka Anyị Hụ Ezi Ala Ahụ’
-
-
E1 PỌNTỌS
E2 KAPADOSHIA
-
-
Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Mba Ndị Ọzọ‘Ka Anyị Hụ Ezi Ala Ahụ’
-
-
E3 JUDIA
F3 MIDIA
-