Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Ọ Dịtụbeghị Onye Ọzọ Si Otú A Kwuo Okwu”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • 5. Nye ihe atụ ndị na-egosi okwu Jizọs kwuru ndị dị mfe nghọta ma baa uru nke ukwuu.

      5 Okwu Jizọs kwuru mgbe ọ na-ezi ihe na-adịkarị mfe nghọta, dịkwa mkpirikpi. Ma, ihe ọ na-ekwu bara uru nke ukwuu. N’oge dị anya nke ukwuu tupu a malite ibipụta akwụkwọ, o si otú ahụ kụnye ozi ya n’uche ndị na-ege okwu ya nakwa n’obi ha, nke na ha apụghị ichefu ya. Tụlee ihe atụ ụfọdụ: “Kwụsịnụ ikpe ikpe, ka a ghara ikpe unu ikpe.” “Mkpa ọgwọ ọrịa adịghị ndị ahụ́ dị mma, kama mkpa ya dị ndị ahụ́ na-enye nsogbu.” “Mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.” “Kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.” “A na-enweta obi ụtọ ka ukwuu n’inye ihe karịa ka a na-enweta n’ịnara ihe.”b (Matiu 7:1; 9:12; 26:41; Mak 12:17; Ọrụ 20:35) Ugbu a ọ fọrọ ntakịrị ka o ruo puku afọ abụọ kemgbe e kwuru okwu ndị a, a ka na-echeta ha nke ọma.

  • “Ọ Dịtụbeghị Onye Ọzọ Si Otú A Kwuo Okwu”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • b Nke ikpeazụ a dị n’Ọrụ 20:35. Ọ bụ naanị Pọl onyeozi kwuru ihe a Jizọs kwuru. Ọ pụrụ ịbụ na ọ nụrụ ya n’okwu ọnụ (ma ọ́ bụghị n’ọnụ onye nụrụ mgbe Jizọs kwuru ya, ya abụrụ n’ọnụ Jizọs mgbe o bilitesịrị n’ọnwụ) ma ọ bụkwanụ, ya abụrụ na ọ bụ Chineke kpugheere ya okwu ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya