Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Burunụ Ụzọ Na-achọ “Ezi Omume Chineke”
    Ụlọ Nche—2010 | Ọktoba 15
    • Ihe Mere na Mmadụ Ịbụ Onye Ezi Omume n’Anya Onwe Ya Adịghị Mma

      5. Olee ihe anyị kwesịrị izere?

      5 Mgbe Pọl onyeozi na-edegara Ndị Kraịst nọ na Rom akwụkwọ, o mere ka a mata ihe anyị niile ga-ezere ma ọ bụrụ na anyị chọrọ ibu ụzọ na-achọ ezi omume Chineke. O kwuru banyere ndị Juu ibe ya sị: “Ana m agbara ha akaebe na ha na-anụ ọkụ n’obi n’ijere Chineke ozi; ma ọ bụghị dị ka ezi ihe ọmụma si dị; n’ihi na, ebe ha na-amaghị ezi omume Chineke, kama na-achọ ime ka ezi omume nke ha guzosie ike, ha edoghị onwe ha n’okpuru ezi omume Chineke.” (Rom 10:2, 3) Pọl kwuru na ndị ahụ amaghị ezi omume Chineke n’ihi na ha nọ na-achọ otú ha ga-esi mee ka ezi omume nke ha guzosie ike.a

  • Burunụ Ụzọ Na-achọ “Ezi Omume Chineke”
    Ụlọ Nche—2010 | Ọktoba 15
    • a Otu ọkà mmụta kwuru na okwu Grik e si sụgharịta ‘ime ka ihe guzosie ike’ n’amaokwu ahụ nwekwara ike ịpụta ‘ịrụ ihe ncheta.’ Ya mere, e nwere ike ikwu na ndị Juu ndị ahụ nọ na-arụrụ onwe ha ihe ncheta a ga-eji na-eto ha kama ito Chineke.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya