Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mụta Ihe n’Aka Nwanne Jizọs
    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ)—2022 | Jenụwarị
    • DỊRỊ UMEALA N’OBI KA JEMS

      Ebe Jems na-arụ ọrụ ịkwa nkà mgbe ya na Jizọs na-ekwu okwu mgbe a kpọlitere Jizọs n’ọnwụ.

      Jems weturu onwe ya ala mgbe Jizọs pụtara n’ihu ya. Malite mgbe ahụ, ọ ghọrọ onye na-eso ụzọ Jizọs (A ga-akọwa ya na paragraf nke 5 ruo na nke 7)

      5. Mgbe Jizọs pụtara n’ihu Jems n’oge a kpọlitechara ya n’ọnwụ, gịnị ka Jems mere?

      5 Olee mgbe Jems ghọrọ onye na-eso ụzọ Jizọs? Mgbe a kpọlitechara Jizọs n’ọnwụ, ọ pụtara “n’ihu Jems, mechaakwa, pụta n’ihu ndịozi niile.” (1 Kọr. 15:7) Mgbe Jems na Jizọs hụchara, Jems ghọrọ onye na-eso ụzọ ya. Ọ nọkwa ya mgbe ndịozi Jizọs nọ n’ụlọ dị n’elu na Jeruselem na-eche mmụọ nsọ ahụ e kwere ná nkwa. (Ọrụ 1:​13, 14) Mgbe e mechara, Jems sokwa n’òtù na-achị isi n’oge ndịozi. (Ọrụ 15:​6, 13-22; Gal. 2:9) Tupu afọ 62, mmụọ nsọ mekwara ka o deere Ndị Kraịst e tere mmanụ akwụkwọ ozi. Akwụkwọ ozi ahụ na-abakwara anyị uru taa, ma ànyị nwere olileanya ibi n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa. (Jems 1:1) E nwere otu nwoke aha ya bụ Josifọs kọrọ ihe ndị mere n’oge ndịozi Jizọs. O kwuru na ọ bụ nnukwu onye nchụàjà aha ya bụ Ananayas nwa Anas nyere iwu ka e gbuo Jems. Jems nọgidekwara na-efe Jehova ruo mgbe ọ nwụrụ.

  • Mụta Ihe n’Aka Nwanne Jizọs
    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ)—2022 | Jenụwarị
Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya