Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • À Kpọlitere Jizọs n’Ọnwụ n’Eziokwu?
    Ụlọ Nche—2013 | Mach 1
    • Ụfọdụ Ndị Kraịst bi n’obodo Kọrịnt n’oge ochie amaghị ma à kpọlitere Jizọs n’ọnwụ n’eziokwu ma ọ bụ na a kpọliteghị ya. Ụfọdụ ekwetadịghị na e nwere ike ịkpọlite onye nwụrụ anwụ n’ọnwụ. N’akwụkwọ ozi mbụ Pọl degaara ha, o mere ka ha mata otú imi na anya gaara adị Ndị Kraịst ma a sị na e nweghị mbilite n’ọnwụ. O dere, sị: “N’ezie, ọ bụrụ na mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ adịghị, a kpọliteghị Kraịst. Ma ọ bụrụ na a kpọliteghị Kraịst, ozi ọma anyị na-ekwusa bụ ihe efu n’ezie, okwukwe anyị bụkwa ihe efu. Ọ pụtakwara na anyị bụ ndị àmà ụgha nke Chineke . . . Okwukwe unu abaghị uru; unu ka nọ ná mmehie unu. . . . Ndị dara n’ụra ọnwụ n’ime Kraịst lakwara n’iyi.”—1 Ndị Kọrịnt 15:13-18.

      “Ọ pụtara n’ihu ihe karịrị narị ụmụnna ise n’otu mgbe . . . Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ pụtara n’ihu Jems, e mesịa, ọ pụtara n’ihu ndịozi niile; ma n’ikpeazụ, n’ime ha niile, ọ pụtara n’ihu m.”—1 Ndị Kọrịnt 15:6-8

  • À Kpọlitere Jizọs n’Ọnwụ n’Eziokwu?
    Ụlọ Nche—2013 | Mach 1
    • Ihe ọzọkwa bụ na ọ bụrụ na a kpọliteghị Kraịst n’ọnwụ, ihe niile Ndị Kraịst kweere bụ ihe efu, bụrụkwa ụgha. Ihe ọ pụtakwara bụ na Pọl na ndị ọzọ ghara ụgha mgbe ha kwuru na a kpọlitere Jizọs n’ọnwụ, ha ghagidekwara Jehova Chineke ụgha, bụ́ onye ha sịrị na ọ kpọlitere Jizọs n’ọnwụ. Nke kadị njọ bụ na ihe ọ pụtara bụ na ihe ahụ ha kwuru, nke bụ́ na Kraịst “nwụrụ maka mmehie anyị” bụkwa ụgha n’ihi na ọ bụrụ na a kpọliteghị onye ahụ a kpọrọ Onye nzọpụta n’ọnwụ, ọ gaghị azọpụtali ndị ọzọ. (1 Ndị Kọrịnt 15:3) Ọ pụtakwara na olileanya Ndị Kraịst niile nwụrụ anwụ nwere, nke bụ́ na a ga-akpọlite ha n’ọnwụ, enweghị isi. Otú ahụ ka ọ dịkwa ndị nke nwụrụ n’ihi okwukwe ha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya