Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ikerịta Nkasi Obi nke Jehova Na-enye
    Ụlọ Nche—1996 | Nọvemba 1
    • “Olileanya anyị banyere unu na-eguzosikwa ike; ebe anyị matara na, dị ka unu bụ ndị na-enwekọ ahụhụ nile, otú a ka unu na-enwekọkwa nkasi obi ahụ.”—2 NDỊ KỌRINT 1:7.

  • Ikerịta Nkasi Obi nke Jehova Na-enye
    Ụlọ Nche—1996 | Nọvemba 1
    • 4. N’ụzọ dị aṅaa dị iche iche ka ndị ọhụrụ nwere mmasị pụrụ isi meghachi omume nye mkpagbu?

      4 N’ụzọ dị mwute, dị ka Jisọs buru n’amụma, mkpagbu na-eme ka ụfọdụ sụọ ngọngọ ma kwụsị mmekọrịta ha na ọgbakọ ndị Kraịst. (Matiu 13:5, 6, 20, 21) Ndị ọzọ na-atachiri mkpagbu obi site n’itinye uche ha ná nkwa ndị na-akasi obi ha na-amụta. N’ikpeazụ ha na-arara ndụ ha nye Jehova ma bụrụ ndị e mere baptism dị ka ndị na-eso ụzọ Ọkpara ya, bụ́ Jisọs Kraịst. (Matiu 28:19, 20; Mak 8:34) N’ezie, mkpagbu adịghị akwụsị ozugbo e mere onye Kraịst baptism. Dị ka ihe atụ, ịnọgide na-adị ọcha pụrụ ịbụ mgba tara akpụ nye onye bitụworo ndụ rụrụ arụ. Ndị ọzọ aghaghị ịgbaso mmegide nke ndị òtù ezinụlọ na-ekweghị ekwe nọgideworo na-emegide ha mgba. N’agbanyeghị ụdị mkpagbu ọ bụ, ndị nile ji ikwesị ntụkwasị obi na-achụso ndụ nke nrara nye Chineke pụrụ ijide otu ihe n’aka. N’ụzọ dịịrị onwe ha kpọmkwem, ha ga-enweta nkasi obi na enyemaka Chineke.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya