Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọgbụgba Ndụ Chineke na “Enyi” Ya Abawororị Ọtụtụ Nde Mmadụ Uru
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
    • 11. Olee otú Pọl onyeozi sị kọwaa ihe mere ụmụ Abraham nke anụ ahụ?

      11 Pọl onyeozi na-akọwara anyị okwu ahụ, na-asị: “E dewo ya na Abraham nwere ụmụ ndị ikom abụọ, otu site n’ohu nwanyị ahụ [Hega], otu sitekwa na nwanyị ahụ nke nweere onwe ya [Sera]; ma ọ bụ n’ụzọ anụ ahụ ka a mụworo nwa nke sitere n’ohu nwanyị ahụ, ma e sitewo na nkwa mụọ nke ọzọ ahụ sitere na nwanyị ahụ nweere onwe ya. Ihe ndị a bụ ihe atụ; n’ihi na ndị inyom abụọ ndị a pụtara ọgbụgba ndụ abụọ, nke sitere n’Ugwu Saịnaị pụta, bụ nke na-amụ ụmụ nye n’ohu, nke bụkwa Hega. Ugbu a Hega nke a pụtara Saịnaị, ugwu dị n’Arebia, ya na Jerusalem nke dị ugbu a kwekọkwara, n’ihi na ọ nọ n’ohu, ya na ụmụ ya. Ma Jerusalem nke dị n’elu nweere onwe ya, ọ bụkwa nne anyị.”​—⁠Ndị Galetia 4:​22-⁠26, NW.

  • Ọgbụgba Ndụ Chineke na “Enyi” Ya Abawororị Ọtụtụ Nde Mmadụ Uru
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
    • 13. (a) Gịnị kwekọrọ na nwunye Abraham, bụ́ Sera? (b) N’ihi gịnị ka a pụrụ iji sị na “Jerusalem nke dị n’elu” bụ nke “nweere onwe ya”?

      13 N’aka nke ọzọ, “Jerusalem nke dị n’elu” bụ nzukọ eluigwe a na-adịghị ahụ anya nke Jehova. N’ụzọ kwekọrọ nnọọ ekwekọ, a pụrụ iji nwanyị see onyinyo ya, ya bụ Sera, ezi nwunye nke Abraham. E soroghị nzukọ nke a gbaa ọgbụgba ndụ Iwu ahụ, ya mere “Jerusalem nke dị n’elu” nweere onwe ya, dị ka Sera nke oge ochie. Nke a bụ nzukọ ahụ wepụtara “mkpụrụ” ahụ e kwere ná nkwa, ọ bụkwa n’ihi ya ka Pọl onyeozi pụrụ iji kpọọ ya “nne anyị.”

      14. Ọgbụgba ndụ Abraham ò metụtara “Jerusalem nke dị n’elu,” gịnịkwa ka a pụrụ ịkpọ ndị na-eso ụzọ Jisọs Kraịst e ji mmụọ nsọ mụọ?

      14 N’ezie, mgbe ahụ, ọgbụgba ndụ Abraham metụtara ya dị ka nwanyị ihe atụ nke Abraham ahụ Ka Ukwuu, ee, nzukọ eluigwe na ala nke Jehova n’ebe ahụ n’eluigwe. O si otú a bụrụ na ndị ahụ na-eso ụzọ Jisọs Kraịst e ji mmụọ nsọ mụọ, bụ ụmụ ndị ikom, ma ọ bụ ụmụ, nke ọgbụgba ndụ Abraham, dị ka Pọl onyeozi bụ. Pọl gara n’ihu iche echiche n’ụzọ dị otú ahụ, na-asị:

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya