-
Otú Anyị Ga-esi Na-ekpebi Ime Ihe Dị MmaNa-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
-
-
3. Kwere ka Baịbụl nyere gị aka mgbe ị chọrọ ikpebi ihe
Olee otú ihe dị iche iche Baịbụl kwuru nwere ike isi nyere anyị aka ikpebi ihe? Kpọnyenụ VIDIO a. Unu lechaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ ndị a:
Gịnị ka Jehova hapụrụ anyị ka anyị na-emere onwe anyị?
Gịnị mere Jehova ji hapụ anyị ka anyị na-ekpebiri onwe anyị ihe anyị ga-eme?
Olee ihe o nyere anyị ga-enyere anyị aka ịna-ekpebi ihe ga-akacha baara anyị uru?
Unu chọọ ịhụ otu n’ime ihe ndị Baịbụl kwuru nwere ike ịbara anyị uru, gụọnụ Ndị Efesọs 5:15, 16. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’otú unu ga-esi ‘jiri oge unu na-eme ihe kacha mkpa’ n’ihe gbasara . . .
ịna-agụchi Baịbụl anya.
ịbụ ezigbo di ma ọ bụ ezigbo nwunye, ịbụ ezigbo nne ma ọ bụ ezigbo nna, nakwa ịbụ ezigbo nwa.
ịna-aga ọmụmụ ihe.
-
-
Jiri Ihe Ga-amasị Jehova Na-eme Onwe Gị Obi ỤtọNa-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
-
-
2. Gịnị mere na anyị ekwesịghị iji oge karịrị akarị na-eme onwe anyị obi ụtọ?
Ọ bụrụgodị na ihe anyị ji eme onwe anyị obi ụtọ dị mma, anyị kwesịrị ịkpachara anya ka ọ ghara ịna-ericha oge anyị. Ọ bụrụ na anyị ekwe ka ọ na-ericha oge anyị, anyị agaghịzi enwe oge fọdụrụ anyị ga-eji na-eme ihe ndị ka mkpa. Baịbụl gwara anyị ka anyị ‘jiri oge anyị na-eme ihe kacha mkpa.’—Gụọ Ndị Efesọs 5:15, 16.
-
-
Jiri Ihe Ga-amasị Jehova Na-eme Onwe Gị Obi ỤtọNa-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
-
-
4. Jiri oge gị na-eme ihe bara uru
Kpọnyenụ VIDIO a. Unu lechaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ a:
Ọ bụ eziokwu na nwanna nwoke a anyị lere na vidio anaghị ele ihe na-adịghị mma, gịnị ghọọrọ ya nsogbu?
Gụọnụ Ndị Filipaị 1:10. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ a:
Olee otú amaokwu a nwere ike isi nyere anyị aka ikpebi otú oge anyị ga-eji na-eme onwe anyị obi ụtọ ga-aha?
-