Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ihe Ị Ga-eme Ka Baịbụl Baara Gị Ezigbo Uru
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 3. Olee otú ị ga-esi ewepụta ohere ị ga-eji na-agụ Baịbụl?

      Ọ̀ na-esiri gị ike iwepụta ohere ị ga-eji na-agụ Baịbụl? Ọ na-esiri ọtụtụ n’ime anyị ike. Gbalịa ‘na-eji oge gị eme ihe kacha mkpa.’ (Ndị Efesọs 5:16) Otú ị ga-esi eme ya bụ iwepụta oge a kapịrị ọnụ ị ga-eji na-agụ Baịbụl kwa ụbọchị. Ụfọdụ na-agụ Baịbụl n’isi ụtụtụ. Ndị ọzọ na-agụ ya n’oge ọzọ n’ụbọchị, dị ka n’oge ha kwụsitụrụ ọrụ n’ehihie. E nwekwara ndị na-agụ nke ha n’abalị tupu ha alakpuo. Olee oge nke ga-akara gịnwa mma?

  • Otú Anyị Ga-esi Na-ekpebi Ime Ihe Dị Mma
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 3. Kwere ka Baịbụl nyere gị aka mgbe ị chọrọ ikpebi ihe

      Olee otú ihe dị iche iche Baịbụl kwuru nwere ike isi nyere anyị aka ikpebi ihe? Kpọnyenụ VIDIO a. Unu lechaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ ndị a:

      VIDIO: Kwee Ka Ụkpụrụ Baịbụl Na-eduzi Gị (5:54)

      • Gịnị ka Jehova hapụrụ anyị ka anyị na-emere onwe anyị?

      • Gịnị mere Jehova ji hapụ anyị ka anyị na-ekpebiri onwe anyị ihe anyị ga-eme?

      • Olee ihe o nyere anyị ga-enyere anyị aka ịna-ekpebi ihe ga-akacha baara anyị uru?

      Unu chọọ ịhụ otu n’ime ihe ndị Baịbụl kwuru nwere ike ịbara anyị uru, gụọnụ Ndị Efesọs 5:15, 16. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’otú unu ga-esi ‘jiri oge unu na-eme ihe kacha mkpa’ n’ihe gbasara . . .

      • ịna-agụchi Baịbụl anya.

      • ịbụ ezigbo di ma ọ bụ ezigbo nwunye, ịbụ ezigbo nne ma ọ bụ ezigbo nna, nakwa ịbụ ezigbo nwa.

      • ịna-aga ọmụmụ ihe.

  • Jiri Ihe Ga-amasị Jehova Na-eme Onwe Gị Obi Ụtọ
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 2. Gịnị mere na anyị ekwesịghị iji oge karịrị akarị na-eme onwe anyị obi ụtọ?

      Ọ bụrụgodị na ihe anyị ji eme onwe anyị obi ụtọ dị mma, anyị kwesịrị ịkpachara anya ka ọ ghara ịna-ericha oge anyị. Ọ bụrụ na anyị ekwe ka ọ na-ericha oge anyị, anyị agaghịzi enwe oge fọdụrụ anyị ga-eji na-eme ihe ndị ka mkpa. Baịbụl gwara anyị ka anyị ‘jiri oge anyị na-eme ihe kacha mkpa.’​—Gụọ Ndị Efesọs 5:15, 16.

  • Jiri Ihe Ga-amasị Jehova Na-eme Onwe Gị Obi Ụtọ
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 4. Jiri oge gị na-eme ihe bara uru

      Kpọnyenụ VIDIO a. Unu lechaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ a:

      VIDIO: Gịnị Ka I Ji Oge Gị Eme? (2:45)

      • Ọ bụ eziokwu na nwanna nwoke a anyị lere na vidio anaghị ele ihe na-adịghị mma, gịnị ghọọrọ ya nsogbu?

      Gụọnụ Ndị Filipaị 1:10. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ a:

      • Olee otú amaokwu a nwere ike isi nyere anyị aka ikpebi otú oge anyị ga-eji na-eme onwe anyị obi ụtọ ga-aha?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya