Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ị̀ Ga-anọgide Na-eguzosi Ike n’Ezi Ihe?
    Ụlọ Nche—2002 | Ọgọst 15
    • Olee ihe ndị bụ́ atụmatụ Setan? Pọl kọwara ha n’akwụkwọ ozi o degaara ndị Efesọs dị ka “nzupụta ọjọọ dị iche iche,” ma ọ bụ nzupụta aghụghọ dị iche iche.a (Ndị Efesọs 6:11) Setan na-edebe ihe aghụghọ dị iche iche n’ụzọ anyị iji mebie iguzosi ike n’ezi ihe anyị. Anyị nwere ekele na anyị pụrụ ịmata nzupụta aghụghọ ndị a, ebe ọ bụ na e dekọworo anyị ụzọ Ekwensu si eme ihe n’Okwu Chineke. Mgbalị ndị Setan mere iji mebie iguzosi ike n’ezi ihe Jizọs na Job na-egosi ụfọdụ n’ime ụzọ ndị ọ na-achọ isi mebie iguzosi ike n’ezi ihe anyị dị ka Ndị Kraịst.

  • Ị̀ Ga-anọgide Na-eguzosi Ike n’Ezi Ihe?
    Ụlọ Nche—2002 | Ọgọst 15
    • a Ọkà mmụta Bible bụ́ W. E. Vine na-ekwu na a pụkwara ịsụgharị okwu Grik mbụ e ji mee ihe n’ebe a ịbụ “ihe aghụghọ.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya