Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ihe Na-akpali Agụụ Mmekọahụ—Ọ̀ Bụ Ihe Egwuregwu Na-adịghị Emerụ Ahụ́?
    Teta!—2002 | Julaị 8
    • Agụụ mmekọahụ ndị a na-eche n’echiche pụrụ igbochi ofufe anyị na-efe Chineke. Ọ bụ ya mere Pọl jiri dee, sị: “Meenụ ka akụkụ ahụ́ unu . . . nwụọ n’ihe metụtara ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ, ọchịchọ na-emerụ ahụ́, na ọchịchọ anyaukwu, nke bụ́ ikpere arụsị.”—Ndị Kọlọsi 3:5.

      N’ebe a, Pọl na-ejikọta agụụ mmekọahụ na ọchịchọ anyaukwu, nke bụ́ inwe agụụ gabigara ókè maka ihe mmadụ na-enweghị.a Ọchịchọ anyaukwu bụ otu ụdị nke ikpere arụsị. N’ihi gịnị? N’ihi na onye nwere ọchịchọ anyaukwu na-ebute ihe ahụ ọ chọrọ ụzọ tupu ihe ọ bụla ọzọ, gụnyere Chineke. Ihe ndị na-akpali agụụ mmekọahụ na-akpali agụụ ihe ọjọọ maka ihe mmadụ na-enweghị. “Ị chọrọ iso onye ọzọ nwee mmekọahụ. . . . Ọ dịghị ihe ọzọ ị na-eche n’echiche ma e wezụga agụụ ihe ahụ ị na-enweghị. . . . Anyị na-efe ihe na-agụ anyị agụụ ofufe,” ka otu onye na-ede ihe banyere okpukpe kwuru.

  • Ihe Na-akpali Agụụ Mmekọahụ—Ọ̀ Bụ Ihe Egwuregwu Na-adịghị Emerụ Ahụ́?
    Teta!—2002 | Julaị 8
    • a N’ebe a, Pọl adịghị ekwu banyere agụụ dị otú o kwesịrị nke inwe mmekọahụ—ọchịchọ nke mmadụ iso di ya ma ọ bụ nwunye ya nwee mmekọahụ dị otú o kwesịrị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya