Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak Onye ‘Bara Uru Maka Ije Ozi’
    Ụlọ Nche—2010 | Mach 15
    • Mgbe Pọl degaara Timoti akwụkwọ ka o si n’Efesọs bịakwute ya mgbe a tụrụ ya mkpọrọ nke abụọ na Rom n’ihe dị ka n’afọ 65 O.A., otu n’ime ihe ọ gwara Timoti bụ: “Kpọrọ Mak ka gị na ya bịa.” (2 Tim. 4:11) Nke a gosiri na Mak nọ n’Efesọs mgbe ahụ. O doro anya na o mere ihe Pọl kwuru ma soro Timoti gaa Rom. Ime njem adịghị mfe n’oge ahụ, ma, Mak ji obi ọcha ya gaa ebe ndị a chọrọ ka ọ gaa.

  • Mak Onye ‘Bara Uru Maka Ije Ozi’
    Ụlọ Nche—2010 | Mach 15
    • “Ọ Baara M Uru Maka Ije Ozi”

      Ọ bụghị naanị ide Oziọma ya ka Mak rụrụ na Rom. Cheta na Pọl gwara Timoti, sị: “Kpọrọ Mak ka gị na ya bịa.” Maka gịnị? “N’ihi na ọ baara m uru maka ije ozi.”—2 Tim. 4:11.

      Aha a a kpọtụrụ Mak ebe a, nke yiri ka ọ bụ nke ikpeazụ ya n’Akwụkwọ Nsọ, gosiri ọtụtụ ihe banyere ya. Ọ dịghị ebe e gosiri na Mak bụ onyeozi, onye ndú, ma ọ bụ onye amụma. Ọ bụ onye na-eje ozi, ya bụ, onye na-ejere ndị ọzọ ozi. O dokwara anya na Mak baara Pọl ezigbo uru n’oge Pọl na-eche ọnwụ ihu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya