Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche—2001 | Ọktoba 1
    • Pọl onyeozi degaara ndị Kraịst bụ́ ndị Hibru na narị afọ mbụ akwụkwọ, sị: “Idebe ụbọchị izu ike fọdụụrụ ndị nke Chineke. N’ihi na onye bataworo n’izu ike ya, ya onwe ya ezuwokwa ike n’ọrụ ya nile, dị ka Chineke zuru ike n’ọrụ nke aka Ya. Ya mere ka anyị na-anụ ọkụ n’obi ịba n’izu ike ahụ.”—Ndị Hibru 4:9-11.

  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche—2001 | Ọktoba 1
    • N’ịlaghachi azụ n’ihe Pọl kwuru ná Ndị Hibru, anyị na-arịba ama na o mere ka ọ pụta ìhè na “idebe ụbọchị izu ike fọdụụrụ ndị nke Chineke,” ọ gbakwara ndị Kraịst ibe ya ume ịnụ ọkụ n’obi “ịba n’izu ike ahụ.” Nke a na-egosi na mgbe Pọl dere okwu ndị ahụ, ‘ụbọchị nke asaa ahụ’ Chineke ji na-ezu ike, bụ́ nke maliterela ihe dị ka afọ 4,000 tupu mgbe ahụ, ka nọ na-aga n’ihu. Ọ gaghị agwụ ruo mgbe nzube Chineke banyere ihe a kpọrọ mmadụ na ụwa ga-emezucha n’ọgwụgwụ Ọchịchị Puku Afọ nke Jisọs Kraịst, bụ́ “Onye nwe ụbọchị izu ike.”—Matiu 12:8; Mkpughe 20:1-6; 21:1-4.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya