Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Otú Okpukpe Ụgha Si Emechu Chineke Ihu
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • Okpukpe ụgha ejirila “eziokwu nke Chineke gbanwere okwu ụgha.” (Ndị Rom 1:​25) Dị ka ihe atụ, ọtụtụ okpukpe anaghị akụziri ndị òtù ha ihe bụ́ aha Chineke. Ma, Baịbụl kwuru na anyị ga na-akpọ Chineke aha ya. (Ndị Rom 10:​13, 14) Ọ na-abụ ihe ọjọọ mee mmadụ, ụfọdụ ndị isi okpukpe asị na ọ bụ uche Chineke. Ma, ihe a ha na-ekwu bụ ụgha chara acha. Ọ bụghị Chineke na-akpata ihe ọjọọ. (Gụọ Jems 1:13.) Ma, ihe a na-abụghị eziokwu okpukpe dị iche iche na-akụzi emeela ka ọtụtụ ndị na-agbara Chineke ọsọ.

  • Gịnị Mere Ihe Ọjọọ Ji Eme, Ndị Mmadụ Ana-atakwa Ahụhụ?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 4. Onye na-akpata ahụhụ anyị na-ata

      Ọtụtụ ndị na-eche na ọ bụ Chineke na-achị ụwa a. Ihe a ha na-eche ọ̀ bụ eziokwu? Kpọnyenụ VIDIO a.

      VIDIO: Ònye Na-achị Ụwa? (1:​24)

      Gụọnụ Jems 1:13 na 1 Jọn 5:19. Unu gụchaa ha, unu eleba anya n’ajụjụ a:

      • Ọ̀ bụ Chineke na-akpata ma ahụhụ ndị mmadụ na-ata ma ihe ọjọọ ndị na-eme n’ụwa?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya