Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Chesie Echiche Ike Banyere Onye Ahụ nke Tachiri Obi
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • “Sochie Nzọụkwụ Ya Anya”

      20, 21. N’ihe banyere ntachi obi, gịnị ka Jehova na-atụ anya ka anyị mee, gịnịkwa ka anyị kwesịrị ikpebisi ike ime?

      20 Jizọs maara na ịbụ onye na-eso ụzọ ya ga-abụ ihe ịma aka, ihe chọrọ ntachi obi. (Jọn 15:20) O jikeere ibute ụzọ, ebe ọ maara na ihe nlereanya ya ga-eme ka ndị ọzọ nwee obi ike. (Jọn 16:33) N’ezie, Jizọs setịpụrụ ihe nlereanya zuru okè n’ịtachi obi, ma anyị ezughị okè ma ọlị. Gịnị ka Jehova na-atụ anya ka anyị mee? Pita kọwara ya, sị: “Kraịst tara ahụhụ n’ihi unu, wee hapụrụ unu ihe nlereanya ka unu wee sochie nzọụkwụ ya anya.” (1 Pita 2:21) N’otú Jizọs si die ọnwụnwa, ọ hapụụrụ anyị “ihe nlereanya,” ya bụ, ụkpụrụ anyị ga-eṅomi.a A pụrụ iji ihe nlereanya o setịpụrụ n’ịtachi obi tụnyere “nzọụkwụ.” Anyị apụghị iso nzọụkwụ ndị ahụ n’ụzọ zuru okè, ma anyị pụrụ ‘isochi ha anya.’

  • Chesie Echiche Ike Banyere Onye Ahụ nke Tachiri Obi
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • a Otú e si dee okwu Grik ahụ a sụgharịrị ịbụ “ihe nlereanya” bụ “ihe e dere n’okpuru.” N’ime ndị so dee Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst, ọ bụ naanị Pita onyeozi dere okwu a n’akwụkwọ o dere. A sịrị na okwu a pụtara “‘ihe nwatakịrị na-elere anya’ nke dị n’akwụkwọ o ji ede ihe, ihe nlereanya e dere ede nke zuru okè, nke nwatakịrị ga-eṅomi kpọmkwem ruo otú ike ya hà.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya