Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nara Nkwa Nile Nke Chineke Site N’igosipụta Okwukwe
    Ụlọ Nche—1993 | Julaị 15
    • 4. Àgwà ndị dị aṅaa ka anyị kwesịrị inyezu okwukwe anyị?

      4 Okwukwe ná nkwa nile nke Jehova na obi ekele maka nnwere onwe Chineke nyeworo kwesịrị ịkpali anyị ime ike anyị nile iji ghọọ ndị Kraịst bụ ihe nlereanya. Pita kwuru, sị: “N’akụkụ unu tụkwasịnụ ịnụ ọkụ n’obi nile, nyezukwaanụ ịdị mma n’okwukwe unu; nyezukwa ihe ọmụma n’ịdị mma unu; nyezukwa ijisi onwe unu ike n’ihe ọmụma unu; nyezukwa ntachi obi n’ijisi onwe unu ike; nyezukwa nsọpụrụ Chineke n’ime ntachi obi unu; nyezukwa ịhụnanya ụmụnna n’ime nsọpụrụ Chineke unu; nyezukwa ịhụnanya n’ime ịhụnanya ụmụnna unu.” (2 Pita 1:​5-⁠7) Pita si otú a nye anyị ihe ndepụta nke ọ ga-adị mma ka anyị buru n’isi. Ka anyị tụlee àgwà ndị a n’ụzọ dị omimi karị.

  • Nara Nkwa Nile Nke Chineke Site N’igosipụta Okwukwe
    Ụlọ Nche—1993 | Julaị 15
    • 9. (a) Gịnị bụ nsọpụrụ Chineke? (b) N’ihi gịnị ka a ga-eji nyezuo ịhụnanya ụmụnna ná nsọpụrụ Chineke anyị? (ch) Olee ụzọ anyị pụrụ isi nyezuo ịhụnanya n’ịhụnanya ụmụnna anyị?

      9 N’ebe ntachi obi anyị dị anyị aghaghị inyezu nsọpụrụ Chineke​—⁠nraranye, ofufe na ije ozi nye Jehova. Okwukwe anyị na-amụba ka anyị na-eme omume nsọpụrụ Chineke ma na-ahụ ụzọ Jehova si emeso ndị ya ihe. Ma, iji gosipụta nsọpụrụ Chineke, ịhụnanya ụmụnna dị anyị mkpa. E kwuwerị, “onye na-adịghị ahụ nwanna ya n’anya, bụ́ onye ọ hụworo, ọ pụghị ịhụ Chineke n’anya, bụ́ onye ọ na-ahụghị mgbe ọ bụla.” (1 Jọn 4:20) Obi anyị kwesịrị ịkpali anyị igosipụta ezi ịhụnanya maka ndị ohu ndị ọzọ nke Jehova ma chọọ ụzọ ime ihe maka ọdịmma ha n’oge nile. (Jemes 2:​14-⁠17) Ma n’ihi gịnị ka e ji gwa anyị ka anyị nyezuo ịhụnanya n’ịhụnanya ụmụnna anyị? Ihe àmà na-egosi na Pita bu n’uche na anyị aghaghị igosi ịhụnanya maka ihe nile a kpọrọ mmadụ, ọ bụghị nanị nye ụmụnna anyị. A na-egosi ịhụnanya nke a karịsịa site n’ikwusa ozi ọma na inyere ndị mmadụ aka n’ụzọ ime mmụọ.​—⁠Matiu 24:14; 28:19, 20.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya