Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Baịbụl Bụ Okwu Chineke Gwara Anyị
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 1. Ebe ọ bụ ndị mmadụ dere Baịbụl, olee otú o si bụrụ uche Chineke ka e dere na ya?

      Ọ bụ ihe dị ka mmadụ iri anọ dere Baịbụl. Ide ya were ihe dị ka otu puku afọ na narị isii. A malitere ide ya n’afọ 1513 Tupu Oge Ndị Kraịst, dechaa ya n’ihe dị ka n’afọ 98 Oge Ndị Kraịst. Ndị dere ya biri ndụ n’oge dị iche iche, nweekwa ihe dị iche iche ha na-arụ. N’agbanyeghị ya, ihe niile ha dere bụ otu. Gịnị mere o ji dị otú ahụ? Ọ bụ maka na ọ bụ Chineke gwara ndị ahụ ihe ha dere. (Gụọ 1 Ndị Tesalonaịka 2:13.) Ndị dere Baịbụl edeghị uche nke ha. Kama, ‘mmụọ nsọ nọ na-edu ha, ha ana-ekwu ihe Chineke chọrọ ka ha kwuo.’a (2 Pita 1:21) Chineke ji mmụọ nsọ ya mee ka ndị mmadụ dee ihe bụ́ uche ya.—2 Timoti 3:16.

  • Olee Ụdị Onye Jehova Bụ?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 4. Mmụọ nsọ bụ ike Chineke ji arụ ọrụ

      Foto dị iche iche na-egosi ihe ndị Chineke ji mmụọ nsọ mee. 1. Planet dị iche iche na eluigwe na ụwa. 2. Ebe otu onye so dee Baịbụl na-ede ihe Chineke gwara ya n’akwụkwọ mpịakọta.

      Jehova na-eji mmụọ nsọ arụ ọrụ otú ahụ anyị na-eji aka anyị arụ ọrụ. Baịbụl mere ka anyị mara na mmụọ nsọ abụghị Chineke, kama ọ bụ ike Chineke ji arụ ihe ndị ọ na-arụ. Gụọnụ Luk 11:13 na Ọrụ Ndịozi 2:17. Unu gụchaa ha, unu eleba anya n’ajụjụ ndị a:

      • Chineke “ga-awụkwasị” ndị na-arịọ ya mmụọ nsọ ya mmụọ nsọ. N’ihi ya, ì chere na mmụọ nsọ bụ Chineke, ka ì chere na ọ bụ ike Chineke ji arụ ọrụ? Gịnị mere i ji zaa ihe ị zara?

      Jehova na-eji mmụọ nsọ arụ ihe ndị dị ebube. Gụọnụ Abụ Ọma 33:6 na 2 Pita 1:20, 21. Unu gụchaa ha, unu eleba anya n’ajụjụ a:

      • Olee ihe ụfọdụ Jehova jirila mmụọ nsọ ya rụọ?

      Foto dị iche iche na-egosi ihe ndị Chineke ji mmụọ nsọ mee. 1. Planet dị iche iche na eluigwe na ụwa.
Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya