-
À Gbanweela Baịbụl Ma Ọ Bụ Degharịa Ihe Dị Na Ya?Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
-
-
Na 1 Jọn 5:7, ụfọdụ Baịbụl ochie kwuru sị, “e nwere Nna ahụ, Okwụ ahụ na Mmụọ Nsọ n’eluigwe: ha atọ bụkwa otu.” Ma, Baịbụl e ji aka dee n’oge ochie ndị e kwesịrị ịtụkwasị obi gosiri na okwu ndị a adịghị na Baịbụl mbụ. Ọ bụ ndị mmadụ mechara denye ha.a Ya mere Baịbụl ndị e leziri anya sụgharịa n’oge a wepụrụ ha.
-
-
À Gbanweela Baịbụl Ma Ọ Bụ Degharịa Ihe Dị Na Ya?Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
-
-
a Okwu ndị a adịghị na Baịbụl dị iche iche e ji aka dee n’oge ochie dị ka Codex Sinaiticus, Codex Alexandrinus, Vatican Manuscript nke 1209, Latin Vulgate mbụ, Philoxenian-Harclean Syriac Version na Syriac Peshitta.
-