Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Bụrụnụ Ndị Ji Obi Ụtọ Na-agụ Akwụkwọ Mkpughe
    Ụlọ Nche—1999 | Disemba 1
    • 16. N’ihi gịnị ka isiakwụkwọ ndị ikpeazụ nke Mkpughe ji bụrụ kpọmkwem ihe na-enye obi ụtọ?

      16 Ndị ji obi ụtọ na-agụ akwụkwọ Mkpughe pụrụ nnọọ ịmali n’ọṅụ ka ha na-agụ isiakwụkwọ ndị ikpeazụ bụ́ ndị na-akọwa olileanya anyị dị ebube—eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ, ya bụ, ọchịchị ezi omume nke Alaeze eluigwe, nke ga-achị ọha mmadụ ọhụrụ e mere ka ha dị ọcha, ha nile ana-ewetara “Onyenwe anyị Chineke, Onye pụrụ ime ihe nile” otuto. (Mkpughe 21:22) Ka usoro ọhụụ ndị ahụ dị ebube bịara ná njedebe, mmụọ ozi ahụ gwara Jọn, sị: “Okwu ndị a kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa eziokwu: Onyenwe anyị, bụ́ Chineke nke ndị mmụọ nke ndị amụma, zitekwara mmụọ ozi Ya igosi ndị ohu Ya ihe nile na-aghaghị ịpụta na mgbe nta. Leekwa, ana m abịa ọsọ ọsọ. [Obi ụtọ, NW] na-adịrị onye na-edebe okwu nile nke amụma nke akwụkwọ a.”—Mkpughe 22:6, 7.

  • Bụrụnụ Ndị Ji Obi Ụtọ Na-agụ Akwụkwọ Mkpughe
    Ụlọ Nche—1999 | Disemba 1
    • 18, 19. (a) N’ihi gịnị ka Jisọs ka ga-eji bịa, oleekwa olileanya Jọn kwupụtara nke anyị onwe anyị na-ekwupụtakwa? (b) N’ihi nzube dị aṅaa ka Jehova ka ga-eji “bịa”?

      18 N’akwụkwọ Mkpughe, Jisọs kwupụtara ọtụtụ ugboro, sị: “Ana m abịa ọsọ ọsọ.” (Mkpughe 2:16; 3:11; 22:7, 20a) Ọ ka ga-abịarịrị imezu ihe e kpere n’ikpe n’ahụ Babilọn Ukwu ahụ, usoro ndọrọ ndọrọ ọchịchị Setan, nakwa n’ahụ ndị nile jụrụ ido onwe ha n’okpuru ọbụbụeze Jehova, dị ka e gosipụtara ya ugbu a site n’Alaeze Mesaịa ahụ. Anyị na-esonyere Jọn onyeozi, bụ́ onye tiri mkpu, sị: “Amen: bịa, Onyenwe anyị Jisọs.”—Mkpughe 22:20b.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya