Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ala Ọma Jijiji n’Ụbọchị Onyenwe Anyị
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
    • 26. Olee otú mmadụ ndị na-emegide ọbụbụeze Chineke ga-esi mee ihe n’oké egwu ha, okwu dị aṅaa nke na-egosipụta oké egwu ka ha ga-ekwupụtakwa?

      26 Okwu Jọn gara n’ihu, sị: “Ndị eze nke ụwa, na ndị amadị, na ndị isi ọchịagha, na ndị ọgaranya, na ndị dị ike, na ohu ọ bụla, na onye ọ bụla nweere onwe ya, wee zobe onwe ha n’ime ọgba na n’ime oké nkume nke ugwu; ha na-asịkwa ugwu na oké nkume ahụ, Dakwasịnụ anyị, zopụ anyị n’ihu Onye ahụ nke na-anọkwasị n’ocheeze ahụ, zopụkwa anyị n’iwe nke Nwa Atụrụ ahụ: n’ihi na oké ụbọchị nke iwe ha abịawo; ònye pụkwara iguzo?”—Mkpughe 6:15-17.

  • Ala Ọma Jijiji n’Ụbọchị Onyenwe Anyị
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
    • 30. (a) Gịnị ka ọ pụtara, bụ́ ajụjụ ahụ bụ: “Ònye pụkwara iguzo?” (b) Ọ̀ dị ndị ọ bụla ga-enwe ike iguzo n’oge ahụ nke ikpe Jehova?

      30 Ee, ndị ahụ jụrụ ịnakwere ikike nke Onye ahụ na-emeri emeri nke na-anọkwasị n’elu ịnyịnya ọcha ahụ ka a ga-amanye ịghọta na ha emehiewo ihe. Ụmụ mmadụ ndị jiworo ọchịchọ obi ha bụrụ akụkụ nke mkpụrụ nke agwọ ahụ ga-eche mbibi ihu mgbe ụwa nke Setan na-agabiga. (Jenesis 3:15; 1 Jọn 2:17) N’oge ahụ, ụwa ga-anọ n’ọnọdụ nke ga-eme ka ọtụtụ ndị jụọ, sị: “Ònye pụkwara iguzo?” O doro anya na ha ga-eche na ọ dịghị onye ọ bụla ma ọlị pụrụ iguzo n’atụghị egwu n’ihu Jehova n’oge ikpe ahụ. Echiche ha nke a agaghị ezi ezi, dị ka akwụkwọ Mkpughe gara n’ihu igosi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya