Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jọn Hụrụ Jisọs ahụ E Meworo Ka Ọ Dị Ebube
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
    • 5. (a) Gịnị ka otu olu kpọrọ Jọn òkù ime? (b) N’ihi gịnị ka ebe “nzukọ Kraịst asaa” ndị ahụ dị ji mee ka ọ dị mfe izijere ha akwụkwọ mpịakọta ahụ?

      5 N’ime ọhụụ mbụ nke a, tupu Jọn ahụ ihe ọ bụla, ọ dị ihe ọ nụrụ: “M wee nụ otu oké olu n’azụ m, dị ka nke opi, ka ọ na-asị, Ihe ị na-ele anya, dee ya n’akwụkwọ, zigakwara nzukọ Kraịst asaa ndị a; zigara Efesọs, zigakwara Smụana, zigakwara Pagamọm, zigakwara Taịataịra, zigakwara Sadis, zigakwara Filadelfịa, zigakwara Leọdisia.” (Mkpughe 1:10b, 11) N’iji olu dara ụda na nke inye iwu dị ka nke opi ike, otu olu kpọrọ Jọn òkù idegara “nzukọ Kraịst asaa” akwụkwọ. Ọ gaje ịnata okwu dị iche iche, depụtakwa ihe ndị ọ gaje ịhụ na ihe ndị ọ gaje ịnụ n’akwụkwọ. Rịba ama na ọgbakọ ndị ahụ a kpọtụrụ aha dị adị n’ezie n’oge Jọn. Ha nile dịcha n’Asia Minor, n’ofe nke ọzọ nke oké osimiri ahụ site na Patmọs. Ọ dị mfe isi n’otu ọgbakọ ruo n’ọgbakọ ọzọ site n’ọmarịcha ụzọ ndị Rom nwere n’ógbè ahụ. Ọ gaghị esiri onye na-eje ozi ike iji akwụkwọ mpịakọta ahụ na-aga site n’otu ọgbakọ ruo n’ọgbakọ ọzọ. Ọgbakọ asaa ndị a ga-eyi otu akụkụ nke otu sekit Ndịàmà Jehova n’oge a.

  • Jọn Hụrụ Jisọs ahụ E Meworo Ka Ọ Dị Ebube
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
    • 14. Olee ụzọ o kwesịrị isi metụta anyị mgbe anyị na-agụ ọhụụ Jọn banyere Jisọs ahụ e meworo ka ọ dị ebube?[Foto ndị dị na peeji nke 23]Ihe ndị e gwupụtara n’ala n’obodo ndị ahụ ebe e nwere ọgbakọ asaa ahụ kwadoro ihe ndekọ Bible. Ọ bụ n’ebe a ka ndị Kraịst nke narị afọ mbụ natara akwụkwọ ozi agbamume Jisọs ziteere ha, bụ́ ozi ndị na-akpali ọgbakọ a zuru ụwa ọnụPAGAMỌMSMỤANATAỊATAỊRASADISEFESỌSFILADELFỊA
Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya