-
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụỤlọ Nche—2014 | Nọvemba 15
-
-
Mgbe ndị e tere mmanụ yiiri ákwà iru uju kwusachaa ozi ọma, e nwere ike ikwu na e gburu ha mgbe a tụrụ ha mkpọrọ ruo obere oge. E nwere ike ikwu na obere oge a bụ ụbọchị atọ na ọkara. Ndị iro ha chere na a kwụsịla ọrụ ha, ya emezie ka ha na-enwe obi ụtọ.—Mkpu. 11:8-10.
-