Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Nọvemba p. 5
  • “Amaara M Ihe Ndị Ị Na-eme”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Amaara M Ihe Ndị Ị Na-eme”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ikpughe Otu Ihe Omimi Dị Nsọ
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
  • Kraịst Na-edu Ọgbakọ Ya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • Otú E Si Hazie Ọgbakọ Ndị Kraịst
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Jọn Hụrụ Jisọs ahụ E Meworo Ka Ọ Dị Ebube
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Nọvemba p. 5

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MKPUGHE 1-3

“Amaara M Ihe Ndị Ị Na-eme”

1:20; 2:1, 2

  • Ebe ndị okenye abụọ na otu nwanna nwoke na-ekwurịta okwu; ebe Jizọs ji kpakpando asaa ahụ n’aka ya

    “Kpakpando asaa ahụ”: Ndị bụ́ isi ọ nọchiri anya ha bụ ndị okenye e tere mmanụ, ọ nọchikwara anya ndị okenye niile

  • “N’aka nri [Jizọs]”: Ọ bụ Jizọs na-eduzi kpakpando ndị ahụ, ha nọkwa n’okpuru ya. Ọ bụrụ na e nwere okenye e kwesịrị ịgbazi, Jizọs ga-ahụ na a gbaziri onye ahụ n’oge dị ya mma nakwa otú dị ya mma

  • “Ihe ndọba oriọna asaa ahụ e ji ọlaedo rụọ”: Ọ nọchiri anya ọgbakọ Ndị Kraịst. Ihe ndọba oriọna dị n’ụlọikwuu ahụ na-enwupụta ìhè nkịtị. Ma, ọgbakọ Ndị Kraịst na-enwupụta ìhè nke eziokwu dị n’Okwu Chineke. (Mat. 5:14) Jizọs ije “ije n’etiti” ihe ndọba oriọna ndị ahụ pụtara na ọ bụ yanwa na-eduzi ihe a na-eme n’ọgbakọ Ndị Kraịst niile

Olee otú ọhụụ a si enyere gị aka . . .

  • Ma okenye gwa gị ihe ị ga-eme ma ọ bụ nye gị ndụmọdụ?

  • Ma ị hụ ikpe na-ezighị ezi ma ọ bụ nsogbu n’ọgbakọ unu?

  • Iji ohere ọ bụla i nwere kwusaa ozi ọma?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya