Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Onye Agha ahụ Bụ́ Eze Enwee Mmeri n’Amagedọn
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
    • 22. Olee ụzọ Jọn si chikọta otú agha ikpeazụ ahụ ga-esi gaa?

      22 Jọn mere nchịkọta nke otú agha ikpeazụ ahụ ga-esi gaa, sị: “M wee hụ anụ ọhịa ahụ, na ndị eze ụwa, na usuu nile nke ndị agha ha, ka ha zukọrọrịị ibu agha megide onye ahụ nke na-anọkwasị ịnyịnya ahụ, megidekwa usuu ndị agha ya. E wee jide anụ ọhịa ahụ, ya na onye amụma ụgha ahụ nke na-eme ihe ịrịba ama ahụ n’ihu ya, bụ́ nke o ji duhie ndị natararịị akara nke anụ ọhịa ahụ, na ndị na-akpọ isiala nye ihe oyiyi ya: e wee tụda ha abụọ ná ndụ n’ime ọdọ ọkụ ahụ nke ji brimstone na-ere: e wee were mma agha nke onye ahụ na-anọkwasị n’ịnyịnya ahụ, bụ́ mma agha ahụ nke si n’ọnụ ya pụta, gbuo ndị fọdụrụ: nnụnụ nile wee rijuo afọ site n’anụ ahụ ha.”—Mkpughe 19:19-21.

  • Onye Agha ahụ Bụ́ Eze Enwee Mmeri n’Amagedọn
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
    • 25. (a) Olee ndị bụ ndị ahụ ‘e weere mma agha nke onye ahụ na-anọkwasị n’ịnyịnya ahụ’ gbuo? (b) Ànyị ga-atụ anya na nke ọ bụla n’ime ndị ahụ ‘e gburu’ ga-enwe mbilite n’ọnwụ?

      25 Ndị ọzọ nile ndị aka ha na-adịghị kpọmkwem n’ọchịchị, kama ndị bụkwa akụkụ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe nke ụwa nke a rụrụ arụ nke ihe a kpọrọ mmadụ ka a ‘ga-ewerekwa mma agha nke onye ahụ na-anọkwasị n’ịnyịnya ahụ gbuo.’ Jisọs ga-ekwupụta na ha kwesịrị ọnwụ. Ebe ọ bụ na e hotaghị ọdọ ọkụ ahụ n’ọnọdụ nke ha, ànyị ga-atụ anya na ha ga-enwe mbilite n’ọnwụ? Ọ dịghị ebe ọ bụla a gwara anyị na ndị Onyeikpe Jehova gburu n’oge ahụ ga-enwe mbilite n’ọnwụ. Dị ka Jisọs n’onwe ya kwuru, ndị nile na-abụghị “atụrụ” ga-apụ “gaa n’ọkụ ebighị ebi ahụ nke e doziworo nye Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya,” ya bụ, “baa ná mbibi ebighị ebi.” (Matiu 25:33, 41, 46, NW) Nke a na-emechi “ụbọchị nke ikpe na ịla n’iyi nke ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.”—2 Pita 3:7; Nehum 1:2, 7-9; Malakaị 4:1.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya