Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 91
  • Nna M, Chineke M na Enyi M

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nna M, Chineke M na Enyi M
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nna M, Chineke M na Enyi M
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Jehova Bụ Aha Gị
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Na-ezi Ha Ihe Ka Okwukwe Ha Sie Ike
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Na-ezi Ha Ka Ha Guzosie Ike
    Bụkuo Jehova Abụ—Abụ Ọhụrụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 91

Abụ nke 91

Nna M, Chineke M na Enyi M

Nke E Biri Ebi

(Ndị Hibru 6:⁠10)

1. Ndụ pụrụ is’ike.

Ọ pụr’iweta ihe mgbu.

Kwa ụbọchị, m g’asị,

“Ndụ m bara uru.”

(KORỌS)

Jaa bụ ony’ezi omume,

Ọ ma na m hụrụ ya n’anya.

Ọ nọ mụ nso mgbe dum;

Ọ bụ mụ na Jehova nọ.

Ọ ga n’egboro mụ mkpa.

Ọ ga n’echebe m ruo ọgwụgwụ.

Jehova bụ Nna m,

Enyi m na Chineke m.

2. Oge m bụ nwat’agaala;

Ugbu a bụ oge ịt’ahụhụ.

Ma okwukwe m nwere

N’enye m olil’anya.

(KORỌS)

Jaa bụ ony’ezi omume,

Ọ ma na m hụrụ ya n’anya.

Ọ nọ mụ nso mgbe dum;

Ọ bụ mụ na Jehova nọ.

Ọ ga n’egboro mụ mkpa.

Ọ ga n’echebe m ruo ọgwụgwụ.

Jehova bụ Nna m,

Enyi m na Chineke m.

(Gụọkwa Ọma 71:​17, 18.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya