Ndepụta nke Akwụkwọ Ndị Dị na Baịbụl
Akwụkwọ Dị n’Akwụkwọ Nsọ Hibru Ndị E Dere Tupu Oge Anyị (Oge Ndị Kraịst)
Aha Akwụkwọ: Jenesis
Onye (Ndị) Dere Ya: Mozis
Ebe A Nọ Dee Ya: Ala ịkpa
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): 1513
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): “Ná mmalite” ruo 1657
Aha Akwụkwọ: Ọpụpụ
Onye (Ndị) Dere Ya: Mozis
Ebe A Nọ Dee Ya: Ala ịkpa
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): 1512
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 1657-1512
Aha Akwụkwọ: Levitikọs
Onye (Ndị) Dere Ya: Mozis
Ebe A Nọ Dee Ya: Ala ịkpa
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): 1512
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): Otu Ọnwa (1512)
Aha Akwụkwọ: Ọnụ Ọgụgụ
Onye (Ndị) Dere Ya: Mozis
Ebe A Nọ Dee Ya: Ala ịkpa na Mbara Ala Moab
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): 1473
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 1512-1473
Aha Akwụkwọ: Diuterọnọmi
Onye (Ndị) Dere Ya: Mozis
Ebe A Nọ Dee Ya: Mbara ala Moab
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): 1473
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): Ọnwa Abụọ (1473)
Aha Akwụkwọ: Jọshụa
Onye (Ndị) Dere Ya: Jọshụa
Ebe A Nọ Dee Ya: Kenan
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 1450
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 1473–dk. 1450
Aha Akwụkwọ: Ndị Ikpe
Onye (Ndị) Dere Ya: Samuel
Ebe A Nọ Dee Ya: Izrel
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 1100
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): dk. 1450–dk. 1120
Aha Akwụkwọ: Rut
Onye (Ndị) Dere Ya: Samuel
Ebe A Nọ Dee Ya: Izrel
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 1090
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): Afọ 11 mgbe Ndị Ikpe na-achị
Aha Akwụkwọ: 1 Samuel
Onye (Ndị) Dere Ya: Samuel; Gad; Netan
Ebe A Nọ Dee Ya: Izrel
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 1078
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): dk. 1180-1078
Aha Akwụkwọ: 2 Samuel
Onye (Ndị) Dere Ya: Gad; Netan
Ebe A Nọ Dee Ya: Izrel
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 1040
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 1077–dk. 1040
Aha Akwụkwọ: 1 Ndị Eze
Onye (Ndị) Dere Ya: Jeremaya
Ebe A Nọ Dee Ya: Juda na
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): Otu mpịakọta
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): dk. 1040-580
Aha Akwụkwọ: 2 Ndị Eze
Onye (Ndị) Dere Ya: Jeremaya
Ebe A Nọ Dee Ya: Ijipt
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): 580
Aha Akwụkwọ: 1 Ihe E Mere
Onye (Ndị) Dere Ya: Ezra
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem (?)
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): Otu mpịakọta
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): Mgbe E Dechara 1 Ihe E Mere 9:44:
Aha Akwụkwọ: 2 Ihe E Mere
Onye (Ndị) Dere Ya: Ezra
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem (?)
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 460
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 1077-537
Aha Akwụkwọ: Ezra
Onye (Ndị) Dere Ya: Ezra
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 460
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 537–dk. 467
Aha Akwụkwọ: Nehemaya
Onye (Ndị) Dere Ya: Nehemaya
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): ga. 443
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 456–ga. 443
Aha Akwụkwọ: Esta
Onye (Ndị) Dere Ya: Mọdekaị
Ebe A Nọ Dee Ya: Shushan, Ilam
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 475
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 493–dk. 475
Aha Akwụkwọ: Job
Onye (Ndị) Dere Ya: Mozis
Ebe A Nọ Dee Ya: Ala ịkpa
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 1473
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): Ihe karịrị afọ 140 n’agbata 1657 na 1473
Aha Akwụkwọ: Abụ Ọma
Onye (Ndị) Dere Ya: Devid na ndị ọzọ
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 460
Aha Akwụkwọ: Ilu
Onye (Ndị) Dere Ya: Sọlọmọn; Egọ; Lemuel
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 717
Aha Akwụkwọ: Ekliziastis
Onye (Ndị) Dere Ya: Sọlọmọn
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): t. 1000
Aha Akwụkwọ: Abụ Sọlọmọn
Onye (Ndị) Dere Ya: Sọlọmọn
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 1020
Aha Akwụkwọ: Aịzaya
Onye (Ndị) Dere Ya: Aịzaya
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): ga. 732
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): dk. 778–ga. 732
Aha Akwụkwọ: Jeremaya
Onye (Ndị) Dere Ya: Jeremaya
Ebe A Nọ Dee Ya: Juda; Ijipt
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): 580
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 647-580
Aha Akwụkwọ: Abụ Ákwá
Onye (Ndị) Dere Ya: Jeremaya
Ebe A Nọ Dee Ya: Nso Jeruselem
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): 607
Aha Akwụkwọ: Ezikiel
Onye (Ndị) Dere Ya: Ezikiel
Ebe A Nọ Dee Ya: Babịlọn
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 591
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 613–dk. 591
Aha Akwụkwọ: Daniel
Onye (Ndị) Dere Ya: Daniel
Ebe A Nọ Dee Ya: Babịlọn
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 536
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 618–dk. 536
Aha Akwụkwọ: Hosia
Onye (Ndị) Dere Ya: Hosia
Ebe A Nọ Dee Ya: (Ógbè) Sameria
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): ga. 745
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): t. 804–ga. 745
Aha Akwụkwọ: Joel
Onye (Ndị) Dere Ya: Joel
Ebe A Nọ Dee Ya: Juda
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 820 (?)
Aha Akwụkwọ: Emọs
Onye (Ndị) Dere Ya: Emọs
Ebe A Nọ Dee Ya: Juda
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 804
Aha Akwụkwọ: Obedaya
Onye (Ndị) Dere Ya: Obedaya
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 607
Aha Akwụkwọ: Jona
Onye (Ndị) Dere Ya: Jona
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 844
Aha Akwụkwọ: Maịka
Onye (Ndị) Dere Ya: Maịka
Ebe A Nọ Dee Ya: Juda
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): t. 717
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): dk. 777-717
Aha Akwụkwọ: Nehọm
Onye (Ndị) Dere Ya: Nehọm
Ebe A Nọ Dee Ya: Juda
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): t. 632
Aha Akwụkwọ: Habakọk
Onye (Ndị) Dere Ya: Habakọk
Ebe A Nọ Dee Ya: Juda
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): dk. 628 (?)
Aha Akwụkwọ: Zefanaya
Onye (Ndị) Dere Ya: Zefanaya
Ebe A Nọ Dee Ya: Juda
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): t. 648
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.):
Aha Akwụkwọ: Hagaị
Onye (Ndị) Dere Ya: Hagaị
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem e wughachiri ewughachi
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): 520
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): Ụbọchị 112 (520)
Aha Akwụkwọ: Zekaraya
Onye (Ndị) Dere Ya: Zekaraya
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem e wughachiri ewughachi
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): 518
Oge Ihe E Dere na Ya Were (T.O.A.): 520-518
Aha Akwụkwọ: Malakaị
Onye (Ndị) Dere Ya: Malakaị
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem e wughachiri ewughachi
Mgbe E Dechara Ya (T.O.A.): ga. 443
Akwụkwọ Ndị Dị n’Akwụkwọ Nsọ Grik Ndị E Dere n’Oge Anyị (Oge Ndị Kraịst)
Aha Akwụkwọ: Matiu
Onye (Ndị) Dere Ya: Matiu
Ebe A Nọ Dee Ya: Palestaịn
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 41
Oge Ihe E Dere na Ya Were: 2 T.O.A.–33 O.A.
Aha Akwụkwọ: Mak
Onye (Ndị) Dere Ya: Mak
Ebe A Nọ Dee Ya: Rom
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 60-65
Oge Ihe E Dere na Ya Were: 29-33 O.A.
Aha Akwụkwọ: Luk
Onye (Ndị) Dere Ya: Luk
Ebe A Nọ Dee Ya: Sesaria
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 56-58
Oge Ihe E Dere na Ya Were: 3 T.O.A.–33 O.A.
Aha Akwụkwọ: Jọn
Onye (Ndị) Dere Ya: Jọn onyeozi
Ebe A Nọ Dee Ya: Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 98
Oge Ihe E Dere na Ya Were: E wezụga okwu mbido ya, 29-33 O.A.
Aha Akwụkwọ: Ọrụ Ndịozi
Onye (Ndị) Dere Ya: Luk
Ebe A Nọ Dee Ya: Rom
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 61
Oge Ihe E Dere na Ya Were: 33–dk. 61 O.A.
Aha Akwụkwọ: Ndị Rom
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Kọrịnt
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 56
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 1 Ndị Kọrịnt
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Efesọs
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 55
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 2 Ndị Kọrịnt
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Masedonia
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 55
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: Ndị Galeshia
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Kọrịnt ma ọ bụ Antiọk nke Siria
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 50-52
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: Ndị Efesọs
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Rom
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 60-61
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: Ndị Filipaị
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Rom
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 60-61
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: Ndị Kọlọsi
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Rom
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 60-61
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 1 Ndị Tesalonaịka
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Kọrịnt
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 50
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 2 Ndị Tesalonaịka
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Kọrịnt
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 51
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 1 Timoti
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Masedonia
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 61-64
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 2 Timoti
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Rom
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 65
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: Taịtọs
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Masedonia (?)
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 61-64
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: Faịlimọn
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Rom
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 60-61
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: Ndị Hibru
Onye (Ndị) Dere Ya: Pọl
Ebe A Nọ Dee Ya: Rom
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 61
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: Jems
Onye (Ndị) Dere Ya: Jems (Nwanne Jizọs)
Ebe A Nọ Dee Ya: Jeruselem
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): t. 62
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 1 Pita
Onye (Ndị) Dere Ya: Pita
Ebe A Nọ Dee Ya: Babịlọn
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 62-64
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 2 Pita
Onye (Ndị) Dere Ya: Pita
Ebe A Nọ Dee Ya: Babịlọn (?)
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 64
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 1 Jọn
Onye (Ndị) Dere Ya: Jọn onyeozi
Ebe A Nọ Dee Ya: Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 98
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 2 Jọn
Onye (Ndị) Dere Ya: Jọn onyeozi
Ebe A Nọ Dee Ya: Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 98
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: 3 Jọn
Onye (Ndị) Dere Ya: Jọn onyeozi
Ebe A Nọ Dee Ya: Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 98
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: Jud
Onye (Ndị) Dere Ya: Jud (Nwanne Jizọs)
Ebe A Nọ Dee Ya: Palestaịn (?)
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 65
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
Aha Akwụkwọ: Mkpughe
Onye (Ndị) Dere Ya: Jọn onyeozi
Ebe A Nọ Dee Ya: Patmọs
Mgbe E Dechara Ya (O.A.): dk. 96
Oge Ihe E Dere na Ya Were:
[E jighị aha ndị dere ụfọdụ akwụkwọ na ebe ha nọ dee ha n’aka. Ọtụtụ n’ime oge ndị a abụghị kpọmkwem mgbe e dere ha, ndebiri okwu bụ́ dk. pụtara “n’ihe dị ka,” ga. pụtara “mgbe oge e kwuru gasịrị,” t. pụtara “tupu.”]