Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 133
  • Chọọ Chineke Ka Ọ Napụta Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Chọọ Chineke Ka Ọ Napụta Gị
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Chọọ Chineke Ka O Chebe Gị
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Jehova Amalitela Ịchị
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Jehova Amalitela Ọchịchị Ya
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Gọzie Nzukọ Anyị
    Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 133

Abụ nke 133

Chọọ Chineke Ka Ọ Napụta Gị

Nke E Biri Ebi

(Zefanaya 2:⁠3)

1. Mba dum ji otu obi

N’emegide Ọkpara Jaa.

Og’eruola ka Chineke

Kwụsị ọchịchị ’madụ.

Ha dum achịzuola;

Al’eze Jaa ga n’adị.

Kraịst g’ebibi nd’iro ya n’ụwa.

Ọ gagh’egbukwa oge.

(KORỌS)

Chọọ Jaa ka ọ napụta gị,

Jiri ob’ike n’achọ ya.

Chọọ ezi omume,

Tụkwasị y’obi,

N’akwadokwa ọchịchị ya.

Ọ g’eji aka ya d’ike

Napụtakwa gị.

2. ’Madụ dum g’ekpebi

Ma hà g’anụ ozi ọma.

A’yị n’ahapụ ka ha kpebie

Ma hà g’anụ m’ọ bụ jụ.

Ọnwụnwa sie ike,

Anyị agagh’at’ụjọ.

Jehova n’elekọta ndị ya;

A’yị tikuo ya, ọ g’anụ.

(KORỌS)

Chọọ Jaa ka ọ napụta gị,

Jiri ob’ike n’achọ ya.

Chọọ ezi omume,

Tụkwasị y’obi,

N’akwadokwa ọchịchị ya.

Ọ g’eji aka ya d’ike

Napụtakwa gị.

(Gụọkwa 1 Sam. 2:9; Ọma 2:​2, 3, 9; Ilu 2:8; Mat. 6:33.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya