Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 42
  • “Inyere Ndị Na-adịghị Ike Aka”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Inyere Ndị Na-adịghị Ike Aka”
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ‘Nyere Ndị Na-adịghị Ike Aka’
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • ‘Nweenụ Ịhụnanya N’etiti Onwe Unu’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • “Mgbe M Na-adịghị Ike, Mgbe Ahụ Ka M Na-adị Ike”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
  • Ị̀ Na-ewere Ndị Na-adịghị Ike Otú Jehova Si Were Ha?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 42

Abụ nke 42

“Inyere Ndị Na-adịghị Ike Aka”

Nke E Biri Ebi

(Ọrụ 20:⁠35)

1. A’yị niile nwer’ọtụtụ

Adịghị ike.

Ma Jaa n’enyer’anyị aka,

Hụ anyị n’anya.

Ọ n’eme ebere;

Nwee ezi ‘hụnanya.

K’anyị hụ ndị ọzọ n’anya,

N’enyere h’aka.

2. Pọl nweere ndị adịgh’ike

Obi ọmị’ko.

Kraịst gbapụtara anyị

K’anyị wee nwee ndụ.

Jaa nwe ndị adịgh’ike,

Ọ g’enye ha ike.

K’anyị gosi h’ọmị’ko,

Kasie ha obi.

3. Kama ịma ha ikpe,

Ka anyị cheta

N’anyị g’eji obiọma

Mee ka ha d’ike.

K’anyị gbalịsi’ike,

N’agbakwa ha ume;

K’anyị nyere ha aka,

Kasie ha obi.

(Gụọkwa Aịza. 35:​3, 4; 2 Kọr. 11:29; Gal. 6:⁠2.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya