Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 52
  • Ndị Kraịst Nyefere Chineke Onwe Ha

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndị Kraịst Nyefere Chineke Onwe Ha
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nraranye Ndị Kraịst
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Toonụ Jehova Chineke Anyị
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Toonụ Jehova, Bụ́ Chineke Anyị!
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Gịnị Mere I Ji Kwesị Inyefe Chineke Onwe Gị, Meekwa Baptizim?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 52

ABỤ NKE 52

Ndị Kraịst Nyefere Chineke Onwe Ha

Nke E Biri Ebi

(Ndị Hibru 10:7, 9)

  1. 1. Ọ bụ Jehova Chineke

    K’anyị ga n’ekele.

    Jehova ker’ihe niile

    N’el’igwe na n’ụwa.

    Ọ bụ ya bụ Chi n’enyen-dụ.

    O meela k’a mata

    Na naanị ya k’e kwesịr’ito.

    Naanị ya k’anyị g’efe.

  2. 2. E mere Jizọs baptizim

    K’o mee ucheN-na ya.

    O jio-bi ya gwa Jehova

    Na ya g’em’uche ya.

    Jizọs si na Jọdan pụta.

    E tere yam-manụ.

    O ruber’isi ruo n’ọgwụgwụ

    K’uche Jehova mezuo.

  3. 3. Nna, biko nar’ekele.

    Anyị ga n’eto gị.

    Anyị niile jụr’onw’anyị

    Ma nyefee gịn-dụa-nyị.

    I nyere Nwa gị bụ́ Jizọs

    K’ọ bịa gbapụt’anyị.

    Ma n’ọnwụ ma nán-dụ, naanị gị

    K’anyị ga n’ejer’ozi.

(Gụọkwa Mat. 16:24; Mak 8:34; Luk 9:23.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya