Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 18 p. 21
  • Mee Ka Ndị Na-ege Ntị Mụta Ihe Na Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee Ka Ndị Na-ege Ntị Mụta Ihe Na Ya
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịnụ Ọkụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Ndị Na-ege Gị Ntị Mụtara Ihe na Ya
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Gbalịa Ka Ihe Ị Na-ekwu Ruo Ndị Mmadụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Mee Ka Uru Ihe Ị Na-ekwu Bara Doo Anya
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 18 p. 21

IHE ỌMỤMỤ NKE 18

Mee Ka Ndị Na-ege Ntị Mụta Ihe Na Ya

Amaokwu Baịbụl

1 Ndị Kọrịnt 9:19-23

IHE Ị GA-EME: Kwuo okwu otú ga-eme ka ndị ị na-agwa okwu chebara ihe ị na-ekwu echiche, ma hụkwa uru ọ baara ha.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Chọpụta ihe ndị ị na-agwa okwu mabu. Kama ikwughachiwa ihe ndị ha mabu, kwuo ya otú ọ ga-adị ha ka hà na-anụ ihe ọhụrụ.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Kwuo ihe ndị ị na-agwa okwu mabu ngwa ngwa, ma jirizie nwayọọ mgbe ị na-akọwa ihe ọhụrụ.

  • Mee nchọnchọ, tụgharịakwa uche. O kwe mee, jiri ihe ndị mere eme ma ọ bụ okwu a kpụ n’ọnụ ndị na-ege gị ntị na-amachaghị gbasara ha mee ka ihe ị na-ekwu doo anya. Chebara ihe ndị ị na-aga ikwu echiche iji chọpụta ihe jikọrọ ha na ihe ndị i metara na nchọnchọ.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Mgbe ị na-akwadebe okwu gị, na-ajụ onwe gị ajụjụ ndị ga-eme ka i chebara ihe omume gị ezigbo echiche. Ajụjụ ndị dị ka gịnị, n’ihi gịnị, ole mgbe, ònye, na olee otú. Na-ajụ ma na-aza ajụjụ ndị a iji mee ka okwu gị kpoo ọkụ.

  • Gosi uru okwu gị bara. Kọwaara ndị na-ege gị ntị otú ihe Baịbụl kwuru ga-esi nyere ha aka ná ndụ. Kwuo ihe ụfọdụ na-eme ndị mmadụ, àgwà ụfọdụ ndị mmadụ na-akpa, na ihe ụfọdụ ndị mmadụ na-eme, bụ́ ndị gbasara ndị ị na-agwa okwu.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya