ABỤ NKE 80
‘Detụ Jehova Ire, Hụ na Ọ Dị Mma’
Nke E Biri Ebi
1. Ozi Jehova bar’uru.
Anyị jikwa ya kpọr’ihe.
Anyị n’enye ya ihe kacham-ma.
Ọtụtụ ka g’anụo-ziọ-ma.
(UKWE)
Baịbụl n’akpọa-nyị: ‘Bịa detụi-re,
Hụ na Jehova dịm-ma.’
Ozi Jehova k’anyị n’eje.
Ozi ya bar’eziu-ru.
2. Ozio-ge niile bar’uru.
Ọ g’agọzin-dị n’eje ya.
Ha nwer’ob’ike n’ọ g’egbom-kpa ha.
Ihe ha nwe n’eju h’afọ.
(UKWE)
Baịbụl n’akpọa-nyị: ‘Bịa detụi-re,
Hụ na Jehova dịm-ma.’
Ozi Jehova k’anyị n’eje.
Ozi ya bar’eziu-ru.
(Gụọkwa Mak 14:8; Luk 21:2; 1 Tim. 1:12; 6:6.)