Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 22
  • Alaeze Chineke Na-achị—Ya Bịawa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Alaeze Chineke Na-achị—Ya Bịawa
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Alaeze Chineke Na-achị—Ya Bịawa!
    Bụkuo Jehova Abụ—Abụ Ọhụrụ
  • Jehova Bụ Eze Anyị
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Jehova Bụ Eze Anyị!
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Soro Bụọ Abụ Alaeze
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 22

ABỤ NKE 22

Alaeze Chineke Na-achị—Ya Bịawa

Nke E Biri Ebi

(Mkpughe 11:15; 12:10)

  1. 1. Anyị n’eto gị, Jehova.

    Ị g’adịe-bigh’ebi.

    I nyere Jizọs och’eze

    K’ọ chịa ’madụ niile.

    Al’eze Chinek’adịla.

    Jizọs Kraịst g’achịụ-wa niile.

    (UKWE)

    Al’eze Chineke

    Amalitela n’el’igwe.

    Al’eze ya n’achị.

    Biko, “Ya bịawa, Ya bịawa.”

  2. 2. Iwe juru Setan n’obi

    Na Kraịst g’ebibi ya.

    Anyị bi n’oge sir’ike.

    M’anyị n’ahụn-kwa Jaa.

    Al’eze Chinek’adịla.

    Jizọs Kraịst g’achịụ-wa niile.

    (UKWE)

    Al’eze Chineke

    Amalitela n’el’igwe.

    Al’eze ya n’achị.

    Biko, “Ya bịawa, Ya bịawa.”

  3. 3. Ọṅụ jukwara n’el’igwe

    N’a chụpụla Setan.

    Ndị ’mụ’ozi n’aṅụrịọ-ṅụ.

    Ha niile n’abụa-bụ.

    Al’eze Chinek’adịla.

    Jizọs Kraịst g’achịụ-wa niile.

    (UKWE)

    Al’eze Chineke

    Amalitela n’el’igwe.

    Al’eze ya n’achị.

    Biko, “Ya bịawa, Ya bịawa.”

(Gụọkwa Dan. 2:34, 35; 2 Kọr. 4:18.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya