-
B12-A Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 1)Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
B12-A
Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 1)
Jeruselem na Ebe Ndị Gbara Ya Gburugburu
Ụlọ Nsọ
Ogige Getsemeni (?)
Obí Gọvanọ
Ụlọ Kayafas (?)
Obí Herọd Antipas (?)
Ọdọ Mmiri Betzeta
Ọdọ Mmiri Siloam
Ụlọ Nzukọ Sanhedrin (?)
Gọlgọta (?)
Akeldama (?)
Gaa n’ụbọchị: Naịsan 8 | Naịsan 9 | Naịsan 10 | Naịsan 11
Naịsan 8 (Ụbọchị Izu Ike)
MGBE ANYANWỤ DARA (Ụbọchị ndị Juu na-ebido mgbe anyanwụ dara, gwụkwa mgbe anyanwụ dara)
O rutere Betani mgbe ọ fọrọ ụbọchị isii ka e mee Ememme Ngabiga
MGBE ANYANWỤ WARA
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 9
MGBE ANYANWỤ DARA
O riri nri n’ụlọ Saịmọn onye ekpenta
Meri tere Jizọs mmanụ nad
Ndị Juu bịara ịhụ Jizọs na Lazarọs
MGBE ANYANWỤ WARA
Ọ nọ n’elu nwa jakị, ya eburu ya banye Jeruselem
Ọ kụziri ihe n’ụlọ nsọ
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 10
MGBE ANYANWỤ DARA
Ọ nọbọrọ chi na Betani
MGBE ANYANWỤ WARA
Ọ gara Jeruselem n’isi ụtụtụ
O mere ka ụlọ nsọ dị ọcha
Jehova si n’eluigwe kwuo okwu
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 11
MGBE ANYANWỤ DARA
MGBE ANYANWỤ WARA
O ji ihe atụ kụzie ihe n’ụlọ nsọ
Ọ mara ndị Farisii ikpe
Ọ hụrụ ka nwaanyị di ya nwụrụ nyere onyinye
Ọ nọ n’Ugwu Oliv kwuo na a ga-ebibi Jeruselem, kwuokwa ihe ndị ga-abụ ihe àmà nke ọnụnọ ya n’ọdịnihu
MGBE ANYANWỤ DARA
-
-
B12-B Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 2)Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
B12-B
Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 2)
Jeruselem na Ebe Ndị Gbara Ya Gburugburu
Ụlọ Nsọ
Ogige Getsemeni (?)
Obí Gọvanọ
Ụlọ Kayafas (?)
Obí Herọd Antipas (?)
Ọdọ Mmiri Betzeta
Ọdọ Mmiri Siloam
Ụlọ Nzukọ Sanhedrin (?)
Gọlgọta (?)
Akeldama (?)
Gaa n’ụbọchị: Naịsan 12 | Naịsan 13 | Naịsan 14 | Naịsan 15 | Naịsan 16
Naịsan 12
MGBE ANYANWỤ DARA (Ụbọchị ndị Juu na-ebido mgbe anyanwụ dara, gwụkwa mgbe anyanwụ dara)
MGBE ANYANWỤ WARA
Naanị ya na ụmụazụ ya nọrọ
Judas gara chọọ otú ọ ga-esi rara ya nye
MGBE ANYANWỤ DARA
Nisan 13
MGBE ANYANWỤ DARA
MGBE ANYANWỤ WARA
Pita na Jọn gawara ịkwadebe Ememme Ngabiga
Jizọs na ndịozi ya ndị ọzọ rutere ebe ahụ ná mgbede
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 14
MGBE ANYANWỤ DARA
Ya na ndịozi ya riri nri Ememme Ngabiga
Ọ sara ụkwụ ndịozi ya
Judas pụwara
Ọ malitere Nri Anyasị Onyenwe Anyị
Naịsan 15 (Ụbọchị Izu Ike)
MGBE ANYANWỤ DARA
MGBE ANYANWỤ WARA
Paịlet nyere ikike ka e dowe ndị nche n’ili Jizọs
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 16
MGBE ANYANWỤ WARA
A kpọlitere ya n’ọnwụ
Ọ pụtara n’ihu ụmụazụ ya
MGBE ANYANWỤ DARA
-