Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa? Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa? Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A Gịnị Bụ Uche Chineke? NDỊ ANYỊ BỤ ISI NKE 1 Olee Ụdị Ndị Anyị Bụ? ISI NKE 2 Gịnị Mere Anyị Ji Na-aza Ndịàmà Jehova? ISI NKE 3 Olee Otú E Si Maliteghachi Ịkụzi Eziokwu Dị na Baịbụl? ISI NKE 4 Gịnị Mere Anyị Ji Bipụta Baịbụl A Na-akpọ Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ? ỌRỤ ANYỊ NA-ARỤ ISI NKE 5 Olee Uru Ị Ga-erite ma Ị Bịa Ọmụmụ Ihe Anyị? ISI NKE 6 Olee Uru Anyị Na-erite ma Anyị na Ụmụnna Anyị Na-akpakọrịta? ISI NKE 7 Olee Otú Anyị Si Amụ Ihe? ISI NKE 8 Gịnị Mere Anyị Ji Eji Ejiji Dị Mma Aga Ọmụmụ Ihe Anyị? ISI NKE 9 Olee Otú Kacha Mma Anyị Ga-esi Na-akwadebe Ọmụmụ Ihe? ISI NKE 10 Gịnị Bụ Ofufe Ezinụlọ? ISI NKE 11 Gịnị Mere Anyị Ji Aga Mgbakọ? ISI NKE 12 Olee Otú E Si Hazie Ozi Ọma Anyị Na-ekwusa? ISI NKE 13 Ònye Bụ Ọsụ Ụzọ? ISI NKE 14 Olee Ụlọ Akwụkwọ Ndị Ọsụ Ụzọ Na-agagasị? ỌGBAKỌ ANYỊ ISI NKE 15 Olee Ọrụ Ndị Okenye Na-arụ n’Ọgbakọ Anyị? ISI NKE 16 Olee Ọrụ Ndị Ohu Na-eje Ozi Na-arụ? ISI NKE 17 Gịnị Bụ Ọrụ Ndị Nlekọta Sekit? ISI NKE 18 Olee Otú Anyị Si Agbatara Ụmụnna Anyị Ọsọ Enyemaka ma Ha Nwee Ọdachi? ISI NKE 19 Ònye Bụ Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi, Onye Nwekwara Uche? ISI NKE 20 Olee Ọrụ Òtù Na-achị Isi Na-arụ Taa? ISI NKE 21 Gịnị Bụ Betel? ISI NKE 22 Gịnị Ka A Na-eme n’Alaka Ụlọ Ọrụ? ISI NKE 23 Olee Otú E Si Ede Akwụkwọ Anyị? Oleekwa Otú E Si Asụgharị Ha? ISI NKE 24 Olee Otú Anyị Si Enweta Ego Anyị Ji Na-arụ Ọrụ Ikwusa Ozi Ọma n’Ụwa Niile? ISI NKE 25 Gịnị Mere Anyị Ji Arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze? Oleekwa Otú E Si Enweta Ego E Ji Arụ Ha? ISI NKE 26 Olee Ihe Anyị Ga-eme Ka Ụlọ Nzukọ Alaeze Anyị Na-adị Mma n’Anya? ISI NKE 27 Olee Uru Ọ́bá Akwụkwọ Dị n’Ụlọ Nzukọ Alaeze Baara Anyị? ISI NKE 28 Gịnị Ka Ị Ga-ahụ ma Ị Gaa Ebe Anyị Na-edewe Ihe n’Ịntanet? Ị̀ Ga-eme Uche Jehova?