Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • nwt p. 1986-1987
  • B14-B Mkpụrụ Ego Dị Iche Iche

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • B14-B Mkpụrụ Ego Dị Iche Iche
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Isiokwu Nta
  • Mkpụrụ Ego Ndị E Kwuru Gbasara Ha n’Akwụkwọ Nsọ Hibru
  • Mkpụrụ Ego Ndị E Kwuru Gbasara Ha n’Akwụkwọ Nsọ Grik
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
B14-B Mkpụrụ Ego Dị Iche Iche

B14-B

Mkpụrụ Ego Dị Iche Iche

Nke E Biri Ebi

Mkpụrụ Ego Ndị E Kwuru Gbasara Ha n’Akwụkwọ Nsọ Hibru

Gira (shekel 1⁄20 )

gram 0.57

gira 10 = 1 beka

Beka

gram 5.7

beka 2 = 1 shekel

Pim

gram 7.8

1 pim = shekel 2⁄3

Ihe a bụ shekel. Ọ bụ ihe bụ́ isi ndị Hibru ji atụ̀ ihe

Shekel e ji atụ̀ ihe

Shekel

gram 11.4

shekel 50 = 1 maịna

Maịna

gram 570

maịna 60 = 1 talent

Talent

kilogram 34.2

Darik

Darik (ego ndị Peshia e ji ọlaedo kpụọ)

gram 8.4

Ezra 8:27

Mkpụrụ Ego Ndị E Kwuru Gbasara Ha n’Akwụkwọ Nsọ Grik

Leptọn

Leptọn (ego ndị Juu e ji ọla kọpa ma ọ bụ ọla nchara kpụọ)

Kwọdran 1⁄2

Luk 21:2

Kwọdran

Kwọdran (ego ndị Rom e ji ọla kọpa ma ọ bụ ọla nchara kpụọ)

leptọn 2

Matiu 5:26

Asariọn

Asariọn (ego ndị Rom na nke obodo ndị ha na-achị. E ji ọla kọpa ma ọ bụ ọla nchara kpụọ ya)

Kwọdran 4

Matiu 10:29

Dinarịọs

Dinarịọs (ego ndị Rom e ji ọlaọcha kpụọ)

Kwọdran 64

Gram 3.85

Matiu 20:10

= Ụgwọ Ọrụ Otu Ụbọchị (awa 12)

Drakma

Drakma (ego ndị Grik e ji ọlaọcha kpụọ)

Gram 3.4

Luk 15:8

= Ụgwọ Ọrụ Otu Ụbọchị (awa 12)

Didrakma

Didrakma (ego ndị Grik e ji ọlaọcha kpụọ)

Drakma 2

gram 6.8

Matiu 17:24

= Ụgwọ Ọrụ Ụbọchị Abụọ

Tetradrakma ndị Antiọk na Tetradrakma ndị Taya

Tetradrakma ndị Antiọk

Tetradrakma ndị Taya (Mkpụrụ ego ọlaọcha ndị Taya)

Tetradrakma (ego ndị Grik e ji ọlaọcha kpụọ; a na-akpọkwa ya steta)

Drakma 4

gram 13.6

Matiu 17:27

= Ụgwọ Ọrụ Ụbọchị Anọ

Ebe e kposara drakma. Otu narị (100) ya bụ otu maịna

Maịna

100 drakma

gram 340

Luk 19:13

= ihe dị ka ụgwọ ọrụ 100 ụbọchị

Ebe e kposara mkpụrụ ego ọlaọcha ole bụ́ otu talent

Talent

maịna 60

kilogram 20.4

Matiu 18:24

Mkpughe 16:21

= ihe dị ka ụgwọ ọrụ afọ 20

Ebe e sere ihe nwere ike ịba ihe arọ ya ruru otu paụnd ndị Rom

Paụnd (nke ndị Rom)

gram 327

Jọn 12:3

‘Mmanụ na-esi ísì ọma dị otu paụnd n’arọ, bụ́ ezigbo mmanụ nad’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya