Obi Ọ̀ Ga-adị Gị Ụtọ Inweta Nkasi Obi?
Dị ka e kwuru na peeji nke 12, ọtụtụ ndị enwetawo nkasi obi site n’ịnụ ihe Bible kwuru banyere isiokwu ndị dị mkpa, dị ka ndị dị n’akwụkwọ ndị a nwere peeji 32. Ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị inweta nke ọ bụla, biko kpọtụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè unu. Ọ bụrụ na ị ga-enwe mmasị ka mmadụ kpọtụrụ gị, biko dejupụta akụkụ a pụrụ ịdọkapụta adọkapụta dị na peeji a ma zite ya n’adres e dere na ya ma ọ bụ n’adres nke kwesịrị ekwesị e depụtara na peeji nke 5 na magazin a.
□ Biko kpọtụrụnụ m iji duziere m ọmụmụ Bible ebe obibi n’efu.
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 32]
Foto AP/Gulnara Samoilova