Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g05 11/8 p. 32
  • À Na-adị Ndụ Mgbe A Nwụsịrị?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • À Na-adị Ndụ Mgbe A Nwụsịrị?
  • Teta!—2005
Teta!—2005
g05 11/8 p. 32

À Na-adị Ndụ Mgbe A Nwụsịrị?

◼ Ọ ga-amasị ọtụtụ mmadụ inweta azịza ndị a pụrụ ịdabere na ha nye ajụjụ ndị dị ka: À na-adị ndụ mgbe a nwụsịrị? Mkpụrụ obi ọ̀ bụ ihe na-adịghị anwụ anwụ? Gịnị n’ezie ka Bible na-ekwu banyere mbilite n’ọnwụ n’ụwa?

Na nso nso a, otu nwanyị nọ na France detaara alaka ụlọ ọrụ Ndịàmà Jehova nọ ebe ahụ akwụkwọ banyere ajụjụ ndị dị otú ahụ. O kwuru, sị: “Ana m enwekarị obi ụtọ ịgụ broshuọ unu, bụ́ ndị na-akọwa isiokwu dị iche iche nke ọma. Enyemaka na nkasi obi Bible na-enye na-eme ka ndụ na-adịkwu mfe obibi.”

Ọ kọwara, sị: “Ana m edetara unu akwụkwọ banyere broshuọ bụ́ Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ? bụ́ nke nyere m nkasi obi dị ukwuu. O mere ka ihe nile doo anya ma dị mfe nghọta.” Ọ gakwara n’ihu kwuo, sị: “Ọ ga-amasị m ka e zitere m broshuọ a 10 ma ọ bụ 15 nke m ga-enye ndị m maara ka ha wee nwee ike iritekwa uru n’ihe unu dere.”

Anyị nwere olileanya na gị onwe gị ga-eritekwa uru na broshuọ a bụ́ Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ? bụ́ nke dị ụtọ ọgụgụ ma dịrị peeji 32. Ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị inweta otu broshuọ a, biko kpọtụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè gị. Ọ bụrụ na ị ga-enwe mmasị ka mmadụ kpọtụrụ gị, biko dejupụta akụkụ a pụrụ ịdọkapụta adọkapụta dị na peeji a ma zite ya n’adres e dere na ya ma ọ bụ n’adres nke kwesịrị ekwesị e depụtara na peeji nke 5 na magazin a.

□ Biko kpọtụrụnụ m iji duziere m ọmụmụ Bible ebe obibi n’efu.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya